Blessing Onyebuchi
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha enyere | Blessing |
ụbọchị ọmụmụ ya | 12 Jụn 1984 |
Ebe ọmụmụ | Benin |
ọrụ ọ na-arụ | amateur wrestler |
ụdị egwuregwu | wrestling |
so na | wrestling at the 2014 Commonwealth Games – women's freestyle 75 kg, wrestling at the 2018 Commonwealth Games – women's freestyle 76 kg, wrestling at the 2015 African Games, wrestling at the 2019 African Games |
Blessing Joy Onyebuchi bụ onye Naijirịa na-agba mgba.
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]N’afọ 2014, o ritere ntụrụugo ọla nchara n’ihe omume <a href="https://en.wikipedia.org/wiki/Wrestling_at_the_2014_Commonwealth_Games_%E2%80%93_Women's_freestyle_75_kg" rel="mw:ExtLink" title="Wrestling at the 2014 Commonwealth Games – Women's freestyle 75 kg" class="cx-link" data-linkid="98">women's freestyle 75 kg</a> n’egwuregwu mba Commonwealth nke afọ 2014 e mere na Glasgow, Skọtlandị. Afọ anọ ka nke ahụ gasịrị, na asọmpi Commonwealth nke afọ 2018 e mere na Gold Coast, dị na Ọstụreliya, ọ ritere ihe nrite ọla ọcha na ihe omume <a href="https://en.wikipedia.org/wiki/Wrestling_at_the_2018_Commonwealth_Games_%E2%80%93_Women's_freestyle_76_kg" rel="mw:ExtLink" title="Wrestling at the 2018 Commonwealth Games – Women's freestyle 76 kg" class="cx-link" data-linkid="102">women's freestyle 76 kg</a> . [1] N’ikpeazụ, o meriri Erica Wiebe nke Kanada.
Na asọmpi egwuregwu Afrịka nke 2015 e mere na Brazzaville, dị na Rịpọbliiki nke Kongo, o ritere nrite ọla ọcha n'ihe omume <a href="https://en.wikipedia.org/wiki/Wrestling_at_the_2015_African_Games" rel="mw:ExtLink" title="Wrestling at the 2015 African Games" class="cx-link" data-linkid="107">women's 75 kg</a> . [2] N'afọ sochirinu, ọ sọrọ mpi na 2016 African & Oceania Wrestling Olympic Qualification Tournament ebe o oritere otu n'ime ọla nchara na mmemme ya.
Na asọmpi African Wrestling Championship nke afọ 2019 e mere na Hammamet, dị na Tunisia, o ritere nrita ọla edo na ihe omume ụmụ nwanyị nke kilogram 76. [3] Ọ nọchitere anya Naịjirịa na asọmpi Afrịka nke afọ 2019 e mere na Rabat, dị na Moroko were rite nrite ọla edo n'ihe omume ụmụ nwanyị kilogram 76 . [4] N'otu afọ ahụ, ọ sọkwara asọmpi na World Beach Games ebe o nwetara nrite ọla edo na ihe omume mgba osimiri nke ụmụ nwanyị kilogram +70. [5]
N'afọ 2020, o ritere ihe nrite ọla ọcha na mmemme nke ụmụ nwanyị kilogram 76 bụ nke 2020 Wrestling Championship nke e mere na Algiers, Algeria. [6] [7] N’ikpeazụ, o meriri Samar Amer nke Ijipt. [7]
Mpụtara kachasị
[dezie | dezie ebe o si]Year | Tournament | Venue | Result | Event |
---|---|---|---|---|
2014 | Commonwealth Games | Glasgow, Scotland | 3rd | Freestyle 75 kg |
2015 | African Games | Brazzaville, Republic of the Congo | 2nd | Freestyle 75 kg |
2018 | Commonwealth Games | Gold Coast, Australia | 2nd | Freestyle 76 kg |
2019 | African Wrestling Championships | Hammamet, Tunisia | 1st | Freestyle 76 kg |
African Games | Rabat, Morocco | 1st | Freestyle 76 kg | |
World Beach Games | Doha, Qatar | 1st | Beach wrestling +70 kg | |
2020 | African Wrestling Championships | Algiers, Algeria | 2nd | Freestyle 76 kg |
Ebemsidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Barker. "Kumar and Wiebe stake claims for greatness with Commonwealth Games wrestling victories at Gold Coast 2018", InsideTheGames.biz, 12 April 2018. Retrieved on 13 January 2020.
- ↑ 2015 African Games Wrestling Results Book. United World Wrestling. Archived from the original on 22 April 2019. Retrieved on 1 January 2021.
- ↑ Etchells. "Nigeria claim women's team title at African Wrestling Championships", InsideTheGames.biz, 30 March 2019. Retrieved on 13 January 2020.
- ↑ 2019 African Games Wrestling Results Book. United World Wrestling. Archived from the original on 7 July 2020. Retrieved on 24 February 2020.
- ↑ Beach Wrestling Medalists. 2019 World Beach Games. Archived from the original on 18 October 2019. Retrieved on 19 December 2020.
- ↑ Olanowski. "Adekuoroye Climbs to World No. 1 After Winning Fifth African Title", United World Wrestling, 8 February 2020. Retrieved on 9 February 2020.
- ↑ 7.0 7.1 2020 African Wrestling Championships Results Book. United World Wrestling. Archived from the original on 16 June 2020. Retrieved on 16 June 2020.