Bob Marley
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Jamaikạ |
aha n'asụsụ obodo | Bob Marley |
Aha ọmụmụ | Robert Nesta Marley |
aha enyere | Robert, Nesta |
aha ezinụlọ ya | Marley |
ụbọchị ọmụmụ ya | 6 Febụwarị 1945 |
Ebe ọmụmụ | Nine Mile |
Ụbọchị ọnwụ ya | 11 Mee 1981 |
Ebe ọ nwụrụ | Jackson Memorial Hospital |
Ụdị ọnwụ | eke na-akpata |
ihe kpatara ọnwụ | melanoma |
Ebe olili | Bob Marley birthplace in Nine Mile |
Ńnà | Norval Marley |
Ńné | Cedella Booker |
Dị/nwunye | Cindy Breakspeare, Rita Marley |
Asụsụ obodo | Bekee |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Jamaican Patois |
ọrụ ọ na-arụ | singer-songwriter, onye na-abụ abụ, guitarist, onye na-ede ihe |
ebe agụmakwụkwọ | Stepney Primary and Junior High School |
oge ọrụ ya (mmalite) | 1962 |
Oge ọrụ ya (njedebe) | 1981 |
okpukpere chi/echiche ụwa | Latin Church, Rastafari, Ethiopian Orthodox Tewahedo Church, lapsed Catholic |
ụdị olu | tenor |
ngwa egwu | Jita, olu egwụ |
diskografi | Bob Marley discography |
Onye òtù nke | Ndị na-ewe iwe, Bob Marley & The Wailers |
ụdị | reggae, ska, rocksteady |
Ihe nrite | Grammy Lifetime Achievement Award, Rock and Roll Hall of Fame, Order of Merit, kpakpando na Hollywood Walk of Fame |
webụsaịtị | http://www.bobmarley.com/ |
onye nnọchite anya nwebiisinka | American Society of Composers, Authors and Publishers |
ikike nwebiisinka dị ka onye okike | Ọrụ nwebiisinka chekwara |
Robert Nesta "Bob" Marley (Önwa abuo 6, 1945 — Önwa ise 11, 1981) bu mgbe mbu onye Jamaikạ na bu abu na onye ne de abu na gwu nkwa. O bu ishi onye na bu na onye ne de egwu na onye na kwu égwu ahiri maka otú The Wailers (1964–1974) na Bob Marley & The Wailers (1974–1981) nke na kwu egwu ska, rocksteady na reggae. Marley bu kwa onye ndi madu mara nke ómá na nke ndi madu karírí ne ti mkpu maka ime egwu reggae, na o bu onye madu si o mere ka ndi madu márá ihe maka egwu Jamaikạ na mmeri Rastafari na uwa.
Egwu Marley madu machara bu kwa "I Shot the Sheriff", "No Woman, No Cry", "Could You Be Loved", "Stir It Up", "Jamming", "Redemption Song", "One Love" na nke ndi ya na The Wailers, "Three Little Birds", na nke futara mgbe o nwùrù "Buffalo Soldier", na "Iron Lion Zion". Njikota abu nke níle nke há kpòrò Legend (1984), fùtàrà na afor ató nke gáfèrè mgbe o nwùrù bu njikota abu raggae nke gáfèrè I ré, bú Platinum (Diamond) iri na U.S., na ö rèrè nde 20 nke abu nka na uwà.