Gaa na ọdịnaya

Bolu Okupe

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Bolu Okupe
mmádu
Ụdịekerenwoke Dezie
Mba o sịNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya20 Jenụwarị 1994 Dezie
ŃnàDoyin Okupe Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye na-akwado ikike LGTI, model Dezie
Ọmụma Mmekọahụnwoke idina nwoke Dezie
Bolu Okupe
Born
Bolu Okupe
OccupationModel
FatherDoyin Okupe

Bolu Okupe (a mụrụ n'abalị iri na abụọ n'ọnwa Jenụwarị n'afọ 1994) bụ onye na-ahụ maka ikike na nkwuchite ọnụ LGBTQ nke Naijiria, onye nlereanya, na nwa onye enyemaka onye isi ala Naịjirịa bụ Doyin Okupe.[1][2][3] N'sbalị iri na abụọ n'ọnwa Jenụwarị afọ 2021, ọ pụtara dị ka nwoke na-edina nwoke site na post Instagram na akaụntụ nke onwe ya ma chee ọtụtụ mmegide ihu site n'aka ndị Naijiria na aso ihe oyi.[4][5][6][7]

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Living in Europe did not influence my sexuality — Bolu Okupe (en-GB). Vanguard News (2021-03-31). Retrieved on 2022-05-19.
  2. "Former presidential spokesperson Doyin Okupe react to im son gay status", BBC News Pidgin. Retrieved on 2022-05-19.
  3. 'My son is on Godly mission in gay community' – Doyin Okupe (en-GB) (2021-03-19). Retrieved on 2022-05-19.
  4. editing (2021-03-18). I Wept Day I Knew My Son, Bolu Was Gay – Doyin Okupe. Sahara Reporters. Retrieved on 2022-05-19.
  5. Okonofua (2021-01-22). 'God is blessing the looters with embarrassment' - Victoria Inyama reacts to Bolu Okupe coming out as gay (en). Pulse Nigeria. Retrieved on 2022-05-19.
  6. Son of homophobic Nigerian politician comes out as "gay AF" (en-GB). GAY TIMES (2021-01-24). Retrieved on 2022-05-19.
  7. How the son of a homophobic politician in Nigeria became a queer OnlyFans star (en-US). Rest of World (2021-07-09). Retrieved on 2022-05-19.