Boma Ozobia

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Boma Ozobia

Born
Bayelsa State, Nigeria
EducationRSUST King's College London
OccupationLawyer
OfficePresident, CLA
Term2011–2013
Boma Ozobia
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Ebe ọmụmụBayelsa Steetị Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ọka iwu Dezie
ebe agụmakwụkwọKing's College London, Mahadum Sayensị Ọchịchị nke Rivers State, Federal Government Girls' College, Abuloma Dezie

Boma Ozobia OON bụ onye guzobere Sterling Partnership, Nigeria.[1] Ọ bụkwa onye bụbu onye ìsí oche nke Commonwealth Lawyers Association (2011-2013), nwanyị mbụ bụ onye ìsí oche n'akụkọ ihe mere eme nke njikọ ahụ.[2][3]

Mbido ndụ na agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

Boma si Bayelsa State, Nigeria. Ọ gụrụ akwụkwọ sekọndrị na Federal Government Girls' College, Abuloma, Rivers State.[4] Mgbe nke ahụ gasịrị, ọ gara Mahadum Rivers State ebe ọ gụsịrị akwụkwọ na LLB weé gaa LLM ya na King's College London.[5][6][7]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Boma Ozobia bụ osote onye ísì oche nke Commonwealth Lawyers Association site na 2009 ruo 2011 wee bụrụ onye isi oche site na 2011 ruo 2013.[8] Tupu mgbe ahụ, ọ bụ onye isi oche, Association of Women Solicitors England and Wales (2005/2006); onye ísì oche، NBA Section on Legal Practice Professional Development Committee. Ọ bụ onye guzobere na onye ìsì mmekọ nke Sterling Partnership. Ọ nọkwa na Board of Trustees nke Royal Commonwealth Society ma nye ya nsọpụrụ mba nke onye ọrụ nke Order of the Niger (OON) na Septemba 2014.[9]

Ndụ onwe onye[dezie | dezie ebe o si]

Nna ya gara Mahadum Ibadan . Nwanne nna ya Ambrose Alagoa bụ onye isi ikpe mbụ nke Rivers State. Nwanne nna ya ọzọ, Justice Stanley Alagoa bụkwa onye ọka iwu nke ruru n'ọkwa onye ọka ikpe nke Ụlọikpe Kasị Elu na Naịjirịa. Nna nna ya bụkwa onye majie.[10]

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. Atuma. "Life is very short, don't procrastinate – Boma Ozobia, Ex-President, Commonwealth Lawyers Association", Sun News, 4 June 2017. Retrieved on 24 August 2018.
  2. Madukwe. "1977 law school set marks 40yrs of graduation", 29 June 2017. Retrieved on 12 September 2018.
  3. CNBCA. "The future of African lawyers", 21 August 2017. Retrieved on 12 September 2018.
  4. Atuma. "Life is very short, don't procrastinate – Boma Ozobia, Ex-President, Commonwealth Lawyers Association", Sun News, 4 June 2017. Retrieved on 24 August 2018.
  5. Odinkalu. "Three Amazons, One Cause, By Chidi Anselm Odinkalu", 12 December 2013. Retrieved on 12 September 2018.
  6. Rilwan. "BOMA OZOBIA Professionalism, consistency keys to success", 20 November 2016. Retrieved on 24 August 2018.
  7. Boma Ozobia. Archived from the original on 2019-03-28. Retrieved on 2022-10-20.
  8. Rilwan. "BOMA OZOBIA Professionalism, consistency keys to success", 20 November 2016. Retrieved on 24 August 2018.
  9. Eribake. "Nigerian elected president of Commonwealth lawyers", 3 March 2011. Retrieved on 12 September 2018.
  10. Atuma. "Life is very short, don't procrastinate – Boma Ozobia, Ex-President, Commonwealth Lawyers Association", Sun News, 4 June 2017. Retrieved on 24 August 2018.