Brenda Mathevula
Ọdịdị
Brenda Mathevula
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Aha enyere | Brenda |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
Brenda Tirhani Mathevula bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị South Africa nke na-anọchite anya Limpopo na National Council of Provinces . Ọ bụ onye otu Economic Freedom Fighters. Ọ ghọrọ onye omeiwu na Disemba, na afọ 2016, mgbe Emmanuel Mtileni kwụsịrị ịbụ onye otu ndọrọndọrọ ọchịchị.[1][2]
N'oge ọ nọ na NCOP, ọ megidere iwu ụgwọ ọrụ kacha nta nke afọ 2018, na-ekwu na ọ dị obere ma ọ gaghị ebelata enweghị ọrụ na ịda ogbenye.[3]
Ebenside
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Makinana, Andisiwe (18 December 2016). "Axed EFF MP wants job back". News24 (City Press). Retrieved 18 June 2020.
- ↑ "Fired MP takes the EFF to court". The Citizen. 18 December 2016. Archived from the original on 21 June 2020. Retrieved 18 June 2020.
- ↑ Ensor, Linda (7 August 2018). "Minimum wage one step closer to reality as NCOP approves new labour bills". DispatchLIVE. Retrieved 18 June 2020.
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Brenda Tirhani Mathevula at People's Assembly
- Ms Brenda Tirhani Mathevula bụ Nzukọ Ndị Omeiwu nke South Africa. E debere ya na 18 June 2020.