Breytenbach

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Breytenbach bụ aha nna sitere na Netherlands. Ndị ama ama nwere aha a gụnyere:

  • Anna Breytenbach (amụrụ n'afọ iri na itolu na irii na irii asattọ), onye na-ahụ maka ụmụ anụmanụ nke Ndida Africa na onye na-ekwu okwu n'ihu ọha
  • Breyten Breytenbach (amụrụ n'afọ irii na itoolu na irii ọ na itoolu ), onye edemede Ndida Africa
  • Coenraad Breytenbach (amụrụ n'afọ irii na itoolu na irii asaa), onye egwuregwu bọọlụ rugby nke South Africa na rugby league
  • Glynnis Breytenbach (fl. 2014), onye bụbu onye ọkàiwu maka National Prosecuting Authority
  • Jan Breytenbach (amụrụ n'afọ irii na itoolu na iri atọ na Abụo), onye agha South African Special Forces na onye edemede
  • Joe Breytenbach (amụrụ n'afọ 1983), onye egwuregwu rugby union nke South Africa
  • Martin Breytenbach (fl. 2000X 2019), bishọp Anglican nke South Africa
  • Nadja Breytenbach (amụrụ n'afọ 1995), ihe nlereanya Namibia na Miss Namibia 2019
  • Pierre Breytenbach, onye na-eme ihe nkiri na onye na-atọ ọchị na South Africa