Broad Street, Lagos

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Broad Street, Lagos

Broad Street na Lagos Island, Lagos, Nigeria, bụ ebe azụmahịa dị n'otu n'ime mpaghara azụmahịa etiti obodo ahụ.[1][2] N'etiti ndị bi na ya: ụlọ oriri na ọṅụṅụ Bagatelle, Christ Church Cathedral Primary School, Eko Boys High School, Newswatch (Nigeria), na St. Mary's Private School.[3][4] E wuru ụlọ "Secretariat" na afọ 1906.[5]

Sign-Post nke Broad Street, Lagos, Nigeria

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Reuben K. Udo (1970). "Lagos Metropolitan District", Geographical Regions of Nigeria. University of California Press. 
  2. (2004) State of the World's Cities 2004/2005: Globalization and Urban Culture. UN-HABITAT. ISBN 978-92-1-131705-3. 
  3. Christ Church Cathedral Primary School, Lagos - Lagos Schools Online (en). lagosschoolsonline.com. Archived from the original on 2018-11-27. Retrieved on 2018-11-27.
  4. St. Mary's Private School, Broad Street - Lagos Schools Online (en). www.lagosschoolsonline.com. Archived from the original on 2018-11-27. Retrieved on 2018-11-27.
  5. (2008) Nigeria. Bradt Travel Guides. ISBN 978-1-84162-239-2. 

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

  • Postcard, n'ihe dị ka afọ 1920
  • Foto nke Broad St., 1949
  • Foto nke ụlọ Secretariat