Bruno Vogel
Ọdịdị
Bruno Vogel
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Jémanị |
| Aha enyere | Bruno |
| Aha ezinụlọ ya | Vogel |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 29 Septemba 1898 |
| Ebe ọmụmụ | Leipzig |
| Ụbọchị ọnwụ ya | 5 Eprel 1987 |
| Ebe ọ nwụrụ | London |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | German |
| Asụsụ ọ na-ede | German |
| Ọrụ ọ na-arụ | odee akwụkwọ, odeakuko |
| Archive na | German Exile Archive |
Bruno Vogel (Amụrụ n'ọnwa 29 Septemba 1898 ruo n'ọnwa 5 Eprel 1987) bụ onye Germany na-eme udo na onye edemede.
A mụrụ Bruno Vogel n'afọ 29 Septemba 1898 na Leipzig.[1] Ọ nọrọ n'oge ọ bụ nwata na Bohemia.[1] N'afọ 1916, ọ lụrụ agha n'Agha Ụwa Mbụ, nke mbụ n'ókè nke alaeze Austria-Hungary, mgbe ahụ na Baltic, na Flanders site n'afọ 1917.[1]
Ebenside
[dezie | dezie ebe o si]- 1 2 3 Raimund Wolfert, 'Get to Know Bruno Vogel', in The Gay & Lesbian Review Worldwide, Jan-Feb 2010, pp. 29-31
