Bu language

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Bu-Ninkada
Jida-Abu
Spoken in: Nigeria 
Region: Nassarawa state
Total speakers: 6,000
Language family: Nnijer–Kongo
 Atlantic–Congo
  Benue–Congo
   Plateau
    Ninzic
     Bu-Ninkada
Language codes
ISO 639-1: none
ISO 639-2:
ISO 639-3: jid
Bu-Ninkada
Jida-Abu
Native to Nigeria
Region Nassarawa state
Native speakers
6,000 (1999)[1]
Dialects
  • Bu (Abu)
  • Ninkada (Jida)
Language codes
ISO 639-3 jid
Glottolog buuu1244
ELP Bu

Bu-Ninkada (Ibut, Abu, Jida) bụ asụsụ Plateau nke Naijiria. Asụsụ abụọ ahụ, Bu na Ninkada, dị iche iche n'agbụrụ.

Ihe dị ka mmadụ puku año na-asụ Bu n'obodo nta anọ nke Nakere, Rago, na Abu. Ọ nwere njikọ chiri anya ma dị iche na Ningkada (Jidda).

Ihe dị ka mmadụ puke abuo na-asụ Ningkada na obere obodo abụọ nke Ningkada (Jidda) na Lago.[2]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Bu-Ninkada at Ethnologue (18th ed., 2015) (subscription required)
  2. Blench, Roger. M. 1999. Field trip to record the status of some little-known Nigerian languages. Ogmios, 11:11:14.

Àtụ:Platoid languages