Buba Yero

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Abubakar dan Usman Subande (b. c.1762 – d. 1841) nke a ma ama dika Modibbo Buba Yero bu onye nchoputa na onye isi ala Gombe nke mbu ma nwekwaa utu aha Modibbo nke Gombe. Na 1804, Buba Yero tọrọ ntọala Gombe Emirate, ọ bụ onye na-eso onye ndu jihad Fulani Usman dan Fodio.

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]