Busisiwe Tshwete
Ọdịdị
Busisiwe Tshwete | |
|---|---|
| Member of the National Assembly of South Africa | |
| Assumed office 22 May 2019[1] | |
| Constituency | Eastern Cape |
| Personal details | |
| Born | Busisiwe Tshwete 7 Mee 1981 |
| Nationality | South African |
| Political party | African National Congress |
| Occupation | Politician |
Busisiwe Tshwete
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Aha enyere | Busisiwe |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 7 Mee 1981 |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
| Ọkwá o ji | member of the National Assembly of South Africa |
| Kọwara na URL | https://www.pa.org.za/person/busisiwe-tshwete/ |
Busisiwe Tshwete (amụrụ na 7 Mee 1981) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị South Africa na onye otu National Assembly of South Africa maka African National Congress (ANC).
A họpụtara Tshwete ka ọ bụrụ onye omebe iwu mba na ntuli aka South Africa nke afọ 2019.[2][3]
Ọ bụ onye otu National Assembly's Portfolio Committee on Agriculture, Land Reform and Rural Development ugbu a.[4]
Ebensidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ "WATCH: Newly-elected MPs sworn in", 22 May 2019.
- ↑ "SEE: These are the people who will represent you in Parliament, provincial legislatures", News24, 15 May 2019. Retrieved on 15 May 2021.
- ↑ "Who's nominated for the National Assembly & provincial legislatures?", 15 May 2019. Retrieved on 15 May 2021.
- ↑ Portfolio Committee on Agriculture, Land Reform and Rural Development. Parliament of South Africa. Archived from the original on 28 February 2021. Retrieved on 15 May 2021.
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Busisiwe Tshwete at People's Assembly
- Ms Busisiwe Tshwete na Nzukọ Ndị Omeiwu nke South Africa