Jump to content

Buys

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Buys bụ aha nna obodo Dutch. Ọ nwere ike izo aka na:

  • C. H. D. Buys Ballot, (afọ irii na asatọ irii na asaa rue irii na asatọ na irii itoolụ) O bụ ọkachamara na-emepụta kemịkal na obodo Dutch
  • Frieke Buys, bụ onye Dutch na-egwu mmiri
  • Izak Buys, bụ onye Dutch na-egwuregwu cricket
  • Jacobus Buys, (afọ irii na asaa iri abụọ na anọ) onye na-ese ihe Dutch
  • Jenna-Anne Buys, onye na-agba ọsọ na Ndida Africa
  • Willem Buys, (afọ iri na isii na iri isii rue afọ irii na asaa na irii anọ na itoolu) onye ọrụ obodo Dutch