Gaa na ọdịnaya

CMC Connect Burson-Marsteller

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

CMC Connect Burson Cohn & Wolfe (CMC BCW) nke a maara dị ka CMC Connect burson-Marsteller bụ ụlọ ọrụ mmekọrịta ọha na eze nke na-enye ngwọta nkwukọrịta. [buzzword] Yomi Badejo Okusanya guzobere ụlọ ọrụ ahụ n'afọ 1992 na Ikeja, Lagos Steeti, Naijiria. N'afọ 2015, CMC Connect kwupụtara njikọ pụrụ iche na Burson-Marsteller, ụlọ ọrụ mmekọrịta ọha na eze zuru ụwa ọnụ nke a maara ugbu a dị ka Burson Cohn & Wolfe.[1][2][3][4][5][6]

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]