Caitlin Cherry
Ọdịdị
Caitlin Cherry
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Njikota Obodo Amerika |
| Aha enyere | Caitlin |
| Aha ezinụlọ ya | Cherry |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 1987 |
| Ebe ọmụmụ | Chicago |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye ese, onye na-akpụ ihe ọkpụkpụ |
| Onye were ọrụ | Virginia Commonwealth University |
| Ebe agụmakwụkwọ | Columbia University, The School of the Art Institute of Chicago, Yale University |
| Ebe obibi | Brooklyn |
| Nwere ọrụ na mkpokọta | Studio Museum in Harlem |
| Ihe omume dị ịrịba ama | art exhibition |
| Webụsaịtị | http://cargocollective.com/caitlincherry |
| Ikike nwebiisinka dị ka onye okike | Ọrụ nwebiisinka chekwara |
Mbido ndụ na agụmakwụkwọ
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ Caitlin Cherry na 1987 na Chicago, Illinois.[1] Cherry nwetara akara ugo mmụta MFA ya Columbia University in 2012; na nzere BFA ya site na School of the Art Institute of Chicago in 2010.[2] O sokwa na ya Yale University Summer School of Art in Norfolk, Connecticut na 2009.
Nkà na ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Ka ọ na-erule 2020, ọ na-eje ozi dị ka ónyé enyemaka Prọfesọ nké nka na Mahadum Virginia Commonwealth .[3]
Ọrụ ya na-enyocha isiokwu dị iche iche, gụnyere nnọchiteanya na ịhụ ányá nke ụmụ nwanyị ojii ka ha na-emetụta usoro ike na nchekwa.[4] Ọ na-eji usoro ngwakọta eme ọrụ ya, na-ejikọta ihe ọkpụkpụ, ntinye, na eserese.[5]
Onyinye na mkpakọrịta
[dezie | dezie ebe o si]Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ "Caitlin Cherry: Monster Energy". University Museum of Contemporary Art, UMass Amherst. 2017. Archived from the original on 2020-06-15. Retrieved 2021-10-29.
- ↑ "Caitlin Cherry - Artists - Luis de Jesus Los Angeles".
- ↑ "Caitlin Cherry". VCUarts Department of Painting + Printmaking (in Bekee ndị America). Retrieved 2020-02-14.
- ↑ Kuennen, Joel (2019-03-01). "Caitlin Cherry". ARTnews.com (in Bekee ndị America). Retrieved 2020-02-14.
- ↑ Pundyk, Anne Sherwood (2014-07-15). "This is what sculpture looks like". The Brooklyn Rail (in Bekee ndị America). Retrieved 2020-02-14.
- ↑ "Residency". Robert Rauschenberg Foundation (in Bekee). Archived from the original on 2019-07-30. Retrieved 2020-02-14.
- ↑ "Artist Caitlin Cherry Wins Annenberg Fellowship". www.artforum.com (in Bekee ndị America). Retrieved 2020-02-14.
- ↑ "Prize Recipients". The Lotos Foundation (in Bekee ndị America). Retrieved 2020-02-14.