Callista Chimombo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Callista Chimombo
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịMalawi Dezie
Aha enyereCallista Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya24 Mee 1959 Dezie
Ebe ọmụmụZomba Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jiMember of the Pan-African Parliament Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịDemocratic Progressive Party Dezie

Madame Callista Chapola-Chimombo (Callista Mutharika) (amụrụ ya na 24 Mee n’afo 1959) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị obodo Malawi na nwunye di ya nke Onye isi ala Bingu wa Mutharika. O jere ozi dịka First Lady nke Republic of Malawi site na afo 2010 ruo afo 2012. Chimombo bụ onye otu Cabinet nke obodo Malawi dịka onye nhazi mba nke ahụike nne, nwa ọhụrụ na nwa na HIV / nri na-edozi ahụ / ịba ya na ụkwara nta.

Ọ na-eje ozi ugbu a dịka Kọmishọna Ukwu nke obodo Malawi na Republik nke Kenya, o nyere onye isi ala Kenya asambodo ya na 1 Eprel n’ afo 2022. Ọ rụkwara ọrụ dịka onye otu Pan-African Parliament, yana dịka Minista Malawi nke Njem, Anụ Ọhịa na Ọdịbendị.[1]

Ka ọ na-erute afọ 2005, ọ bụ odeakwụkwọ nke Malawi Women's Caucus.[2] Chimombo bụbu onye otu Democratic Progressive Party na onye bụbu onye otu nke ndi United Democratic Front (UDF).[3]

  1. Malawi Announces Cabinet Reshuffle. Scotland-MalawiPartnership.org. Scotland Malawi Partnership (2007-05-11). Archived from the original on 2011-01-03. Retrieved on 2007-09-09.
  2. Parliamentary Centre Hosts A Southern Africa Regional Workshop On Micro Finance as Strategy for Poverty Reduction. ParlCent.ca. Parliamentary Centre of Canada. Archived from the original on 2005-07-31. Retrieved on 2007-09-09.
  3. List of Members of the Pan African Parliament. Africa-Union.org. African Union. Archived from the original on 2011-05-18. Retrieved on 2007-09-09.