Calvin Burnett (artist)
Ọdịdị
Calvin Burnett
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Njikota Obodo Amerika |
| Aha enyere | Calvin |
| Aha ezinụlọ ya | Burnett |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 18 Julaị 1921 |
| Ebe ọmụmụ | Cambridge |
| Ụbọchị ọnwụ ya | 8 Ọktoba 2007 |
| Ebe ọ nwụrụ | Medway |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye ese |
| Ebe agụmakwụkwọ | Boston University, Boston University College of Fine Arts |
| Ebe obibi | Boston, Medway |
| Omenkà faịlụ na | Frick Art Research Library |
| Nwere ọrụ na mkpokọta | National Gallery of Art, Metropolitan Museum of Art, Pennsylvania Academy of the Fine Arts, Picker Art Gallery, Michael C. Carlos Museum |
| Onye nnọchite anya nwebiisinka | ikike mmeputakwa nke CISAC-otu nọchiri anya ya |
| Ikike nwebiisinka dị ka onye okike | Ọrụ nwebiisinka chekwara |
Calvin Burnett (ubochí irí na asatọ n'ọnwa Julaị, 1921, Cambridge, Massachusetts rụo ụbọchị asatọ n'ọnwa Ọctoba, 2007 na Medway, Massachusetts) bụ ónyé Africa-America na-ese ihe, ónyé na-ese onyinyo na ónyé nkuzi nka.[1]
Calvin Burnett gụsịrị akwụkwọ na Massachusetts School of Art na 1942, ma nata MFA ya na Mahadum Boston na 1960. Ọ kụziri ihe n'ọtụtụ ụlọ ọrụ dị n'ebe ugwu ọwụwa anyanwụ United States, gụnyere Massachusetts College of Art na DeCordova Museum. E gosipụtara ọrụ ya n'ụzọ sárá mbárá na United States, nà gallery nà ebe ngosi ihe mgbe ochie gụnyere Smithsonian Institution nà Brooklyn Museum.
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Calvin Burnett. Genealogy Bank. Retrieved on 27 October 2013.