CarbonFix Standard

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
CarbonFix Standard
otu
mba/obodoJémanị Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaStuttgart Dezie
ọdịdị isi ụlọ ọrụStuttgart Dezie
webụsaịtịhttp://www.carbonfix.info/ Dezie

CarbonFix Standard (CFS) bụ atụmatụ iji kwado ọrụ okpomọkụ iji gbochie carbon na ikuku. CarbonFix Standard bụ nke CarbonFix, otu na-enweghị uru nke dị na Germany, na-achịkwa. N'afọ 2012, ọ nwetara ya ma tinye ya na Gold Standard.[1]

Akụkọ ihe mere eme[dezie | dezie ebe o si]

E hiwere njikọ CarbonFix na afọ 1999. N'afọ 2007, njikọ ahụ mepụtara ụdị mbụ nke CarbonFix Standard, nke e gosipụtara na World Climate Conference na Bali, na ọnwa Disemba afọ 2007.[2]

Ọkọlọtọ ahụ nwere njirisi nke ọrụ oke ọhịa ga-emerịrị iji nweta asambodo. Achọrọ nlekọta ọhịa na-adịgide adịgide[3]

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Peters-Stanley (2012-09-18). Gold Standard Acquires CarbonFix In Bid To Reshape Forest Carbon Landscape (en-US). Ecosystem Marketplace. Archived from the original on 2015-09-22. Retrieved on 2021-04-28.
  2. CarbonFix Standard: Criteria and Methodology (2009). Archived from the original on 2021-04-28.
  3. Merger (June 2011). "Options for REDD+ Voluntary Certification to Ensure Net GHG Benefits, Poverty Alleviation, Sustainable Management of Forests and Biodiversity Conservation" (in en). Forests 2 (2): 550–577. DOI:10.3390/f2020550.