Carol Beerwinkel

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Carol Beerwinkel
Member of the Western Cape Provincial Parliament
[[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]]
In office
Àtụ:En dash range
Personal details
NationalitySouth African
Political partyAfrican National Congress
ProfessionPolitician
Carol Beerwinkel
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Aha enyereCarol Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jiMember of Provincial Parliament of Western Cape Dezie

Carol Frances Beerwinkel bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị South Africa onye jere ozi dị ka onye otu Western Cape Provincial Parliament site na Mee, na afọ 2009 ruo Mee, na afọ 2019. Beerwinkel bụ onye otu African National Congress .

Nzukọ Ndị Omeiwu nke Western Cape Provincial[dezie | dezie ebe o si]

Beerwinkel bụ onye otu African National Congress . A họpụtara ya ka ọ bụrụ onye omeiwu nke Western Cape Provincial na ntuli aka 2009. Ọ malitere ọrụ na 6 Mee na afọ 2009.[1]

A họpụtara Beerwinkel ọzọ maka oge nke abụọ dị ka onye omeiwu mpaghara na ntuli aka mpaghara nke afọ 2014.[2] Ọ hapụrụ ndị omeiwu mpaghara na 7 Mee na afọ 2019, ebe ọ na-etinyeghị ya na ndepụta ANC maka ntuli aka mpaghara nke afọ ahụ.[3]

Ebenside[dezie | dezie ebe o si]

  1. "Western Cape MPLs elected April 22", Politicsweb, 30 April 2009. Retrieved on 14 September 2020.
  2. 2014 elections: Members of Western Cape legislature. Politicsweb. Retrieved on 25 October 2020.
  3. Carol Frances Beerwinkel. People's Assembly. Retrieved on 14 September 2020.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]