Carol Ruckdeschel

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Carol Ruckdeschel
Born (1941-12-03) 3 Disemba 1941 (age 82)
OccupationBiologist, naturalist, and environmental activist
Years active1971–present

Carol Ruckdeschel, bụ onye na-ahụ ma ka ihe ndị dị ndụ, onye na-amụ okike, onye na'ahụ ma ka gbuuru-gbúrụ ebe obibi. [1] na onye edemede. [2][3][4] ka onye bi na Cumberland Island, o aka n'ịmepụta na ichebe Cumberland Island National Seashore. Ọ bụ isiokwu nke akwụkwọ Untamed: The Wildest Woman in America and the Fight for Cumberland Island nke Will Harlan dere.

Ọ na-eme nnyocha banyere mbe mmiri [5] na ụdị ndị nọ n'ihe ize ndụ na ndị na-adịghịzi adị gbụrụ-gbúrụ ụsọ oké osimiri Georgia. [6]

Ebe obibi ya n'akụkụ ugwu nke Cumberland Island bụ nke National Park Service ugbu a, na ọnọdụ nke ịnọ ebe ahụ ruo mgbe ọ nwụrụ.

Akwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

Akụkọ ndị a na-ede na akwụkwọ akụkọ[dezie | dezie ebe o si]

  • Robert Shoop, C., na Carol Ruckdeschel. "Ịbawanye nkwụsị nke mbe na ndịda ọwụwa anyanwụ United States: ihe mgbagwoju anya. " Biological Conservation 23.3 (1982): 213-215.
  • Frazier, J. G., Judith E. Winston, na Carol A. Ruckdeschel. "Epizoan communities on marine turtles. III. Bryozoa." Bulletin of marine science 51.1 (1992): 1-8.

Edemsibe[dezie | dezie ebe o si]

  1. McPhee. "Travels in Georgia", The New Yorker, April 28, 1973. Retrieved on September 23, 2014.
  2. Blqackmun. "The Naturalist For 16 Hours A Day, Seven Days A Week, Biologist Carol Ruckdeschel Lives Breathes, Studies And Defends A Tiny Barrier Island Just Over The Florida Border. It's Not Just A Job, It's A Way Of Life That She Has Followed For Nearly 20 Years", June 9, 1991. Retrieved on April 19, 2015.
  3. Harlan (2014). Untamed: the wildest woman in America and the fight for Cumberland Island, First, New York: Grove Press. ISBN 9780802122582. 
  4. Dilsaver (2004). Cumberland Island National Seashore: A History of Conservation Conflict. University of Virginia Press, 128–. ISBN 9780813922683. Retrieved on September 23, 2014. 
  5. Sea Turtles of the Atlantic and Gulf Coasts of the United States. Carol Ruckdeschel. 2006
  6. History, Travel, Arts, Science, People, Places – Smithsonian. Smithsonianmag.com. Retrieved on November 26, 2014.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]