Cathe Friedrich

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Cathe Friedrich
Born (1964-07-20) 20 Julaị 1964 (age 59)
NationalityAmerican
OccupationPersonal trainer, group fitness instructor, entrepreneur
Websitehttp://cathe.com/
Cathe Friedrich
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNjikota Obodo Amerika Dezie
aha ezinụlọ yaFriedrich Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya20 Julaị 1964 Dezie
Ebe ọmụmụGlassboro Dezie
Ọrụ ọ na-arụpersonal trainer, onye ọchụ̀nta ego Dezie

Cathe Friedrich, amụrụ na Julaị 20, 1964, bụ onye nkuzi mmeghari ahụ nke otu ACE nke Amirika, onye na-enye ọzụzụ onwe onye na onye ọchụnta ego si na Glasbiri nke jersi.[1][2] Kemgbe ọ wepụtara vidiyo mbụ ya na 1989, Friedrich ewepụtala ihe karịrị vidiyo 190 nke ahụike.[3] Ruo ọtụtụ afọ, ọ kụziri klas ahụike na Ihe omume Ahụike ugbu a.[2] Ọ bụ onye nwe ihe omume izu ano nke ana egosi na Ihe omume glasboro, ebe ọ na-akụzi klas ahụike mgbe niile. N'afọ 2011, a nabatara ya ihe omume nke fem.[4][5][6]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Park. "Experts reveal health secrets for busy people", CNN, Turner Broadcasting System, 1 January 2009. Retrieved on 11 April 2012.
  2. 2.0 2.1 Ellin. "FITNESS; The Fonda Factor", The New York Times, 15 November 2007, p. 1. Retrieved on 11 April 2012.
  3. Cathe Friedrich - About Cathe. Cathe.com (11 May 2009). Retrieved on 11 April 2012.
  4. Dove. "Fitness expert gives tips to get in shape for the beach", Gloucester County Times, 15 May 2011. Retrieved on 11 April 2012.
  5. Bennett Clark (January 2007). "Over 40? Say ouch". Kiplinger's Personal Finance. 
  6. The 2011 National Fitness Hall of Fame Induction Ceremony a Huge Success. The National Fitness Hall of Fame & Museum. Retrieved on 11 April 2012.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]