Jump to content

Catherine Kamau

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Catherine Kamau
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịKenya Dezie
Aha enyereCatherine Dezie
aha pseudonymKate actress Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya3 Febụwarị 1987 Dezie
Ebe ọmụmụKenya Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee Dezie

Catherine Kamau (amuru Febụwarị 3, 1987)[1] bụ onye omere na-emeri ihe nrite Kenya, nke ama ama dị ka "Celina" (ma ọ bụ "Selina") na "Kate Actress". Ọ bịara bụrụ onye ama ama maka ọrụ ya na usoro Nne-Nye nke TV ebe ọ gbara Celina. Ọ pụtakwara na ihe nkiri ndị ọzọ dịka Sue na Jonie (2017-2019), Plan B, na Disconnect.[2][3][4][5]

Ihe nkiri[dezie | dezie ebe o si]

Year Title Role Notes
2019 Plan B Joyce Supporting actress
2018 Disconnect TK
2017 - 2019[6] Sue Na Jonnie Sue TV series
2006 - date Mother-in-Law Selina (Celina) TV series

Ihe nrite[dezie | dezie ebe o si]

Year Award Title Role Notes
2019 Kalasha Awards Sue Na Jonnie Sue Best Supporting Actress[7]
2017 Kalasha Awards Sue Na Jonnie Sue Best Actress TV Drama[7]

Edemsibịa[dezie | dezie ebe o si]

  1. Celina: No apologies for getting a child at a tender age (en-US). Nairobi News (2017-02-03). Retrieved on 2024-07-01.
  2. Award winning actress CATHERINE KAMAU advises single mothers to accept and move on using her own experience. | DAILY POST. Daily Post (2020-10-24). Retrieved on 2024-07-01.
  3. Catherine Kamau (Kate Actress) teaches how to balance work and family. Kenyan Digest (2020-10-24). Retrieved on 2024-07-01.
  4. Vivian Mutsoli (2020-07-30). Amazing details about Mother-in-Law: Full cast, their real names and photos (en). Tuko.co.ke - Kenya news.. Retrieved on 2024-07-01.
  5. Catherine Kamau (Celina) and Hubby Share Photos From Their Honeymoon. naibuzz.com. Retrieved on 2024-07-01.
  6. Sue Na Jonnie (TV Series, 2017 –2019) (en-GB).
  7. 7.0 7.1 Catherine Kamau.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]