Catherine Uju Ifejika
Ọdịdị
Catherine Uju Ifejika
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha enyere | Catherine |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 28 Ọktoba 1959 |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye ọka iwu, Onyeisi azụmahịa |
| Onye were ọrụ | Texaco |
| Ebe agụmakwụkwọ | Ahmadu Bello University |
Catherine Uju Ifejika ⓘ (amụrụ ya n'abalị iri abụọ na asatọ n'ọnwa Ọktoba n'afọ 1959) bụ onye ọka iwu Naijiria na Onye isi oche / Onye isi nke Brittania-U Nigeria Limited (BUNL); ụlọ ọrụ mmanụ ala maka nyocha na mmepụta, na Brittania -U Ghana Limited (BUGL).[1] E kwenyere na ọ bụ otu n'ime ụmụ nwanyị isii kachasị ike na mmanụ na mba ụwa nile na otu n'etiti ụmụ nwanyị kachasị baa ọgaranya ná mba Afírịka.[2][3][4] Ọ natakwara ihe nrite mba na nke mba ụwa maka omume kachasị mma na idu ndú azụmaahịa.[5]
- ↑ "Catherine Uju Ifejika Chairman/Chief Executive Officer". Brittania-U. Archived from the original on 21 October 2016. Retrieved 20 October 2016.
- ↑ Topf, Andrew (30 July 2015). "Top 6 Most Powerful Women In Oil And Gas". Nasdaq. Retrieved 20 October 2016.
- ↑ "City People Set To Honour Oil Tycoon Uju Ifejika". City People. 22 April 2016. Archived from the original on 1 July 2019. Retrieved 20 October 2016.
- ↑ "10 Nigerian Billionaires You've Never Heard Of". Ventures.
- ↑ "Uju Ifejika". GoWoman. Retrieved 20 October 2016.