Cecelia Akagu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Cecelia Akagu
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ọrụ ọ na-arụndị agha, military officer Dezie
ụdị ọrụ yaaccountant Dezie
Ebe obibiNaijiria Dezie
Onye òtù nkeNdị agha Naijiria Dezie

Cecilia Akagu bụ Brigadier General na ndị agha Naijiria. Ọ bụ onye na-ahụ maka ego ma na-eje ozi na Accounts Directorate of the Army. Ọ lụrụ Clifford Wande onye bụkwa Brigadier General na ndị agha Naijiria. Ha bụ di na nwunye mbụ ruru ọkwa Brigadier General na ndị agha Naijiria.

Ọrụ na ndụ ezinụlọ[dezie | dezie ebe o si]

Cecilia Akagu bụ nwa afọ Ankpa na Ankpa Local Government Area nke Kogi Steetị, Naijiria. Ọ bụ onye na-ahụ maka ego nke Finance Corp na ndị agha Naịjirịa. Ọ bụ onye nduzi nke Army Accounts Inspectorate.[1] Ọ lụrụ Maazị Clifford Wanda onye bụkwa Brigadier General na ndị agha Naijiria. Maazị Clifford Wanda si n'obodo Enugu Ngwo na Enugu North Local Government Area nke Enugu State, Nigeria.[2][3][4] Brigadier General Cecelia Akagu na Brigadier Général Clifford Wanda abụghị ndị isi mbụ lụrụ di na nwunye na ndị agha Naịjirịa. Otú ọ dị, ha bụ di na nwunye mbụ ruru ọkwa Brigadier General dị ka di na nwunye.[3] Cecilia Akagu na Clifford Wanda zutere na 1990 n'oge ha na-agụ akwụkwọ na ndị agha Naịjirịa. N'ịbụ ndị e nyere ọrụ, ha malitere usoro ntụziaka ha na Jaji. Ha bụ ndị ibe ha n'oge ntụziaka ahụ n'agbanyeghị na Cecilia Akagu bụ Lieutenant nke abụọ na Clifford Wanda bụ Lieutenant n'oge ọmụmụ ahụ. Ha nwere ụmụ abụọ, nwa nwoke na nwa nwanyị.[1][5]

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]