Cecilia Prugna
Ọdịdị
Cecilia Prugna
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Italy |
aha enyere | Cecilia |
ụbọchị ọmụmụ ya | 7 Novemba 1997 |
Ebe ọmụmụ | Pisa |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Asụsụ mba Italy |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | etiti etiti |
ụdị egwuregwu | footbọl |
Cecilia Prugna (amụrụ n'abali asaa nke onwa Nọvemba afọ 1997) bụ onye Ịtali na-agba bọọlụ nke na-agba dịka onye na-anọ n'etiti(midfielder) Empoli na ndị otu mba Ịtali.
Ọrụ klọb
[dezie | dezie ebe o si]N'abalị nke abụọ n'ọnwa Julaị n'afọ 2021, Prugna megharịrị nkwekọrịta ya na Empoli, nke edebere ya na klọb ahụ n'ihioge asọmpi nke afọ 2021 na 22.[1]
Ọrụ mba ụwa
[dezie | dezie ebe o si]Prugna gbara bọọlụ mbụ ya nye ndị otu mba Ịtali n'abalị iri nke ọnwa Eprel afọ 2021, nke ọ batara dị ka onye nnọchiteanya Melissa Bellucci na egwuregwu megide Iceland.[2]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Martin (2 July 2021). Cecilia Prugna rinnova con l'Empoli Ladies (Italian). Sport Press 24. Archived from the original on 2 July 2021. Retrieved on 2 July 2021.
- ↑ Italy vs Iceland. Global Sports Archive. Retrieved on 2 July 2021.