Jump to content

Ceet Fouad

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ceet Fouad
Ceet Fouad
A mụrụ ya 1971 (afọ 52-)53 [1] 
Ọrụ Onye na-ese ihe
Ebe nrụọrụ weebụ www.megaceet.com

Ceet Fouad [nke a na-akpọ: "see-TEE"] (amụrụ n'afọ 1971) bụ onye France-Algeria na-ese ihe.

Akụkọ ndụ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Ceet Fouad na Algeria n'afọ 1971, onye Moroccan, wee kwaga Toulouse, France, n'afọ 1978 mgbe ọ dị afọ asaa.   Kemgbe afọ pụkụ abụọ na atọ 2003, Fouad anọwo na Shenzhen, n'ebe ugwu Hong Kong. [2] [3][4]

N'afọ 2019, o dechara mgbidi dị mita 40 n'ogologo n'otu ụlọ dị na Toulouse, France.[5][6]

Ihe ngosi[dezie | dezie ebe o si]

Ọ bụ onye na-ese ihe mgbe niile na Montresso Foundation's art estate na Marrakech, "Jardin Rouge", kemgbe afọ pụkụ abụọ na iri na anọ 2014.

  • 1997 Lyon Biennale of Contemporary Art
  • 1999 Museum of Modern Art na ViennaEbe Ngosi Ihe Ochie nke Oge A na Vienna
  • 2000 National Museum of Popular Arts and Traditions na Paris
  • 2001 Ebe Ngosi Ihe Mgbe Ochie nke Castres
  • 2007 Shenzhen - Hong Kong Bi-City Biennale of Urbanism and Architecture
  • 2015 UrbanArt Biennale na Germany [7]
  • 2016 Pop-Up Show na Pompidou Centre na Paris.
  • 2017 Amanda Wei Gallery Hong Kong - Art Stage (Off The Wall) Jakarta - Affordable Art Fair Hong Kong - Jardin Orange gallery Shenzhen.
  • 2018 Alain Daudet gallery Toulouse - Idroom Gallery Geneva - Galerie Very Yes Saint-Pierre, Réunion.
  • 2019 Biennale Urban Art Museum Völklingen - Art Fair Taipe Taiwan[8] - Amanda Wei Gallery Hong Kong.
  • 2022 Amanda Wei Gallery, Hong Kong[9]

Ebem si dee[dezie | dezie ebe o si]

  1. "Lageplan_UrbanArt.pdf" (PDF). voelklinger-huette.org.
  2. Playful Ceet Fouad has journeyed from graffiti to sought-after commercial artist (en). South China Morning Post (29 June 2014).
  3. Pannetier. Ceet Fouad, un street artiste jusqu'à la fin de sa vie (fr-FR). Le 24 heures.
  4. Toulouse. CEET, le graffeur toulousain qui a conquis la Chine (fr). ladepeche.fr.
  5. Rimbert (30 July 2019). Des poulets géants sur un immeuble de Toulouse (fr-FR). leparisien.fr.
  6. Street art : un vote organisé pour choisir le graff qui ornera prochainement un immeuble de Toulouse (fr). actu.fr (11 January 2019).
  7. Weltkulturerbe Völklinger Hütte: Fouad Ceet. Archived from the original on 2018-09-08. Retrieved on 2018-09-08.
  8. Let there be light at Art Taipei in October | Taiwan News | 2019/09/17. Taiwan News (17 September 2019).
  9. Lepetitjournal