Central Bank nke Liberia

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Central Bank of Liberia bụ ụlọ akụ etiti nke Liberia. Onyeisi ọchịchị ya ugbu a bụ J. Aloysius Tarlue. Ọfịs ụlọ akụ ahụ dị na Monrovia, isi obodo Liberia.

Ụlọ akụ ahụ bụ onye otu Alliance for Financial Inclusion.[1]

Akụkọ ihe mere eme[dezie | dezie ebe o si]

Site na afọ otu puku narị itoolu iri asaa na anọ ruo afọ puku abụọ, ụlọ akụ etiti Liberia bụ National Bank of Liberia. E hiwere Central Bank of Liberia, nke a maara dị ka "CBL", na ọnwa Octoba iri na asatọ, afọ otu puku narị itoolu iri itoolu na itoolu site n'iwu nke ndị omeiwu Liberia, wee malite ọrụ n'afọ puku abụọ, mgbe National Bank of Liberia.[2]

Ndị Gọvanọ nke National Bank of Liberia[dezie | dezie ebe o si]

  • Thomas D. Voer Hanson, 1980 - 1986[3]
  • John G. Bestman, 1986 - 1987[4]
  • Paul Jeffy, 1987 - 1988[5]
  • Thomas D. Voer Hanson, 1988 - 1989[6]
  • David K. Vinton, ? - 1990 - 1994 - ?
  • Raleigh Seekie, ? - 1996
  • Ignatius Clay, 1996 - 1997
  • Charles Bright, 1997 - 2000

Ndị Gọvanọ nke Central Bank of Liberia[dezie | dezie ebe o si]

  • Elie E. Saleeby, 2000 - May 2004, onye isi ọchịchị mbụ[7]
  • Charles A. Greene, May 2004 - 2006
  • Joseph Mills Jones, 2006 - Febụwarị 2016[8]
  • Charles Sirleaf, Febụwarị 2016 - Eprel 2016
  • Milton Alvin Weeks, Eprel 2016 - 2018
  • Nathaniel R. Patray, 2018 - Nọvemba 2019
  • J. Aloysius Tarlue, Nọvemba 2019 -[9]

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Ọnọdụ akụ na ụba nke Liberia
  • Ụgwọ dollar nke Liberia
  • Ndepụta ụlọ akụ na Liberia
  • Ndepụta nke ụlọ akụ etiti nke Africa

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. AFI members. AFI Global (2011-10-10). Archived from the original on 2012-02-20. Retrieved on 2012-02-23.
  2. Central Bank of Liberia (August 26, 2006). Archived from the original on August 26, 2006.
  3. (1993) Central Banking Directory. ISBN 9780951790311. 
  4. (1993) Central Banking Directory. ISBN 9780951790311. 
  5. (1993) Central Banking Directory. ISBN 9780951790311. 
  6. (1993) Central Banking Directory. ISBN 9780951790311. 
  7. Liberia's Central Bank Governor Resigned Under Pressure, Asked Not To Leave Liberia. www.theperspective.org.
  8. CBL Policies are Sound, Governor Tells Public – The New Dawn Liberia. Archived from the original on 2022-04-01. Retrieved on 2023-06-10.
  9. New Central Bank of Liberia Executive Governor Named. www.cbl.org.lr. Archived from the original on 2021-08-14. Retrieved on 2023-06-10.