Chacha Eke

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Jump to navigation Jump to search

Charity Eke, onye ama-ama dika Chacha Eke Faani, bụ otu onye omee ihe onyo-onyo n'ala Naijiria nke bi na Delta State. Ọ pụtara ihie oge omechara otu ihe onyo-onyo n'afọ 2012 The End is Near.[1]

Ndụ gboo ya, Agụm Akwụkwọ n'Ọrụ ya[mèzi | mèzi mkpụrụ]

Amụrụ Eke n' Ebonyi State, ọwụwa anyanwụ Nigeria.[2] Ọ gara akwụkwọ Ọta-akara na Praimari n' ESUT Nursery & Primary School di na Ebonyi State, gụọ Akwụkwọ Sekọndari na Our Lord Shepherd International School di na Enugu.[3] Ọ gụrụ B.Sc degree na accountancy na Mahadum Ebonyi State University .[4]

Filmografi[mèzi | mèzi mkpụrụ]

Ndụ ya[mèzi | mèzi mkpụrụ]

Eke bụ nwa Ebonyi State Commissioner for Education, Professor John Eke. Ọ lụrụ Mazi Austin Faani onye Ntuziaka Ihe Onyo-onyoo na 2013, ha nwere ụmụ nwanyi abụọ: Kamara Faani na Kaira Faani.

Nrụtụaka[mèzi | mèzi mkpụrụ]

Njikọ mpụgha[mèzi | mèzi mkpụrụ]