Chadlia Farhat Essebsi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Chadlia Farhat Essebsi
First Lady of Tunisia
[[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]]
In office
Àtụ:En dash range
PresidentBeji Caid Essebsi
Preceded byBéatrix Marzouki
Succeeded bySiren Ennaceur
Chadlia Saïda Farhat Essebsi

Chadlia Saïda Farhat Essebsi (Arabic; 1 August 1936 意 15 September 2019) bụ nwanyị mbụ nke Tunisia (2014 意 2019) dị ka nwunye onye isi ala Beji Caid Essebsi.[1][2] Ọ bụ nwanyị mbụ nke ise nke Tunisia, yana nke abụọ na-esote mgbanwe Tunisia.[1]

Akụkọ ndụ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Farhat n'ụbọchị mbụ n'ọnwa Ọgọstụ afọ 1936.[1] Ọ lụrụ Beji Caid Essebsi, onye ọka iwu na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị dị afọ iri karịa ya, na 8 Febụwarị 1958.[3] Di na nwunye ahụ mụrụ ụmụ anọ: ụmụ nwanyị abụọ, Amel na Salwa, na ụmụ nwoke abụọ, Mohamed Hafedh na Khélil.[1]

Farhat Essebsi ghọrọ First Lady nke Tunisia na 31 Disemba 2014 mgbe a na-ewepụta di ya dị ka onye isi ala. A kọrọ na echiche na-akpụ akpụ na Carthage Palace, Obí Onye isi ala, enweghị mmasị n'echiche nke ịkwagala n'ụlọ ya.[1] Dị ka nwanyị mbụ, ọ na-ewere ọkwa dị elu, ma n'ihu ọha ma n'azụ ihe nkiri, karịa onye bu ya ụzọ, nwanyị mbụ: Beatrix Marzouki.[2][4][5]

Ọnwụ[dezie | dezie ebe o si]

Farhat Essebsi nwụrụ site na nkụchi obi na 15 Septemba 2019, mgbe ọ dị afọ 83, ihe na erughị ọnwa abụọ mgbe di ya nwụ sịrị na n'otu ụbọchị ahụ dị ka ntuli aka mba iji chọpụta onye ga anọ chi onye isi ala Essebsi.[6]

Ebenside[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 1.2 1.3 1.4 "Les premières déclarations de la Première Dame de Tunisie, Chadlia Saïda Caïd Essebsi", Baya.tn, 2015-01-08. Retrieved on 2019-03-23.
  2. 2.0 2.1 "Saïda Chelbia Farhat, la nouvelle première dame de Tunisie", Kapitalis, 2015-01-04. Retrieved on 2019-03-23.
  3. "Annuaire des Personnalités: Béji Caïd Essebsi", Leaders.com.tn, 2015-09-19. Retrieved on 2019-03-23.
  4. "Queen Rania meets with Tunisian first lady, attends roundtable discussion", Jordan Times, 2019-02-03. Retrieved on 2019-03-23.
  5. "Did First lady take Ridha Belhaj's scalp?", Africa Intelligence, 2016-02-04. Retrieved on 2019-03-23.
  6. "Former Tunisian president's widow dies", Xinhua, 15 September 2019.

Àtụ:S-start

Àtụ:S-hon Àtụ:S-bef Àtụ:S-ttl Àtụ:S-aft Àtụ:S-end