Chaga languages
Ọdịdị
Chaga, nke a akpọrọ Kichaga ma ọ bụ Kichagga, bụ asụsụ Bantu nke ndị Chaga nke ugwu Tanzania, n'ebe ndịda Ugwu Kilimanjaro na-asụ.
Ha na-asụkwa asụsụ itoolu: Kivunjo, Kimarangu, Kirombo, Kimachame, Kisiha, Kikibosho, Kiuru, Kioldimoshi na Kingassa.
Asụsụ ndị Chaga bụ:[1]
- West Kilimanjaro (West Chaga), nke gụnyere Meru na kwa Machame
- Central Kilimanjaro (Central Chaga), nke gụnyere Mochi ( Moshi nke ochie) na Wunjo
- Rombo
- Rusha (Arusha-Chini)
- Kahe
- Gweno
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Maho (2009)