Chaharmahali Turkic

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

turkish chaharmahali
asụsụ
obere ụdị nkeSouthern Oghuz Dezie

[1]Chaharmahali Turkic (Chaharmahali Turkish) bụ ụdị asụsụ Oghuz Turkic a na-asụ na Chaharmahal na mpaaghara Bakhtiari nke Iran, na ọdịda anyanwụ provis Isfahan ebe ndị ọkà mmụta asụsụ kọwara ya dị ka "Esfahan Province Turkic". [2] bụ ụdị Oghuz Turkic a na-amụchaghị nke ọma na nke a na-amaghị aha ya nke dị iche na Azerbaijani na Qashqai, ma metụta nnke ikpeazụ. Chaharmahali Turkic ekwesịghị inwe mgbagwoju anya metụta [3] "Chārmāhāli", asụsụ Persian a na-asụ n'otu mpaghara ahụ.

Nhazi Asụsụ[dezie | dezie ebe o si]

Akwụkwọ "The Atlas of the Languages of Iran (ALI) [4] bipụtara map nkesa asụsụ nke Chaharmahal na povinsi Bakhtiari , na ọtụtụ igbe nchịkọta asụsụ.[5][6][7]

Map asụsụ nke provinsi Chahar Mahal va Bakhtiari Province, na-egosi Turkic nke Chaharmahal (gụnyere Qashqai)

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Qizilbash
  • Asụsụ Azerbaijan
  • Asụsụ Qashqai

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Language distribution: Esfahan Province. Iran Atlas. Archived from the original on 2022-04-11. Retrieved on 3 June 2022.
  2. Language distribution: Chahar Mahal and Bakhtiari Province. Iran Atlas. Archived from the original on 2017-12-04. Retrieved on 26 September 2021.
  3. Language distribution: Chahar Mahal and Bakhtiari Province. Iran Atlas. Archived from the original on 2017-12-04. Retrieved on 8 June 2022.
  4. Geomatics and Cartographic Research Centre. Atlas built on CouchDb. iranatlas.net. Retrieved on September 26, 2021.
  5. Anonby, Erik, Mortaza Taheri-Ardali, et al. (eds.).
  6. Anonby, Erik, Mortaza Taheri-Ardali, et al. (eds.).
  7. Anonby, Erik, Mortaza Taheri-Ardali, et al. (eds.).