Chahla Benmokhtar
Ọdịdị
Chahla Benmokhtar
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Algeria |
ụbọchị ọmụmụ ya | 30 Disemba 1997 |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Arabic |
ọrụ ọ na-arụ | onye egwuregwu volleyball |
ụdị egwuregwu | volleyball |
Chahla Benmokhtar (amụrụ 30, Decemba 1997 ) bụ nwa agbọghọ Algeria na egwu volleyball. Ọ bụ otu n'ime ndị otu volleyball ụmụ nwanyị nke mba Algeria.
O sonyere na 2015 FIVB Volleyball Ukwu ụwa Prix. Na klọb ọ gbara maka Seddouk. VB na 2015.[1]
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Team Roster – Algeria. FIVB.org. Retrieved on 11 February 2016.
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Profaịlụ na FIVB.org