Jump to content

Chakat Aboh

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Chakat Aboh bụ onye ndu pati Bharatiya Janata na Arunachal Pradesh. A họpụtara ya ka onye otu omebe iwu Arunachal Pradesh sitere na Khonsa West na 24 Ọktoba 2019.[1] [2] [3] O nwetara votu 5,705 megide votu 3,818 maka onye mmegide ya, Azet Homtok.[4] ọ bụ onye nọọrọ onwe ya.

Ọ bụ nwunye onye isi National People's Party bụ Tirong Aboh.[1][2]

Ebem si dee

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Arunachal Pradesh bypolls: Independent candidate Chakat Aboh wins from Khonsa West constituency. The New Indian Express (24 October 2019). Archived from the original on 24 October 2019. Retrieved on 16 May 2020.
  2. Wife Of Arunachal MLA Killed By Militants, Backed By 5 Parties In Bypoll. NDTV. Archived from the original on 30 September 2019. Retrieved on 16 May 2020.