Chandrika (nri)

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Chandrika bụ aha ahia Ncha eji mgborogwu Mee Nke ndi India so n'aka SV product meputa ya ma reekwa ya. Ebuputere ngwa n'afo 1940. mgbe ewpuru ya, C.R kesavan Vaidyar achota ya, o bu Zi ndi Bangalore-headquater Wipro nwe ya.a. Ikike ahịa maka Chandrika [1] nke Wipro Consumer Care and Lighting nwetara site na SV Products nke dị na Kerala.

Ihe ndị e ji mee ya[dezie | dezie ebe o si]

Dị ka ụlọ ọrụ ahụ si kwuo, ihe ndị dị na ncha Chandrika bụ mmanụ akị bekee, soda caustic (nke nwere pasent dị elu), ginger ọhịa, mmanụ lime, mmanụ hydnocarpus, mmanụ oroma, na mmanụ sandalwood. A na-azọrọ na nke ọ bụla nwere uru ọgwụ.

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. Wipro buys lease rights of Chandrika soap. Business Standard. Business Standard. Retrieved on 30 January 2022.