Charles Hamilton (rapper)

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Charles Hamilton (rapper)
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNjikota Obodo Amerika Dezie
Aha enyereCharles Dezie
aha ezinụlọ yaHamilton Dezie
aha pseudonymCharles Hamilton Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya10 Novemba 1987 Dezie
Ebe ọmụmụCleveland Dezie
Ọrụ ọ na-arụrapper, odee egwu, onye na-emeputa ihe ndeko, singer-songwriter Dezie
ebe agụmakwụkwọRice High School Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2005 Dezie
Ọnọdụ ahụikebipolar disorder Dezie
ngwa egwuolu egwụ Dezie
diskografiCharles Hamilton discography Dezie
ụdịegwu hip hop Dezie
akara ndekọRepublic Records Dezie
onye nlereranyaSonic the Hedgehog Dezie
time period21st century Dezie

Charles Eddie-Lee Hamilton, Jr. (amụrụ na Nọvemba 10, 1987) bụ ónyé America na-eti egwu, ónyé na-agụ egwu, na onye na-emepụta ihe ndekọ[1] Na mgbakwunye na ọrụ ya, ọ bụbu ónyé otu The Chosen Few, ọ bụkwa onye otu Lupe Fiasco's All City Chess Club. N'ịchụso ọrụ n'onwe ya dị ka ónyé na-eti egwu, Hamilton bịanyere aka na ụlọ ọrụ ndekọ onwé ya Demevolist Music Group. N'afọ 2008, Hamilton wepụtara usoro mixtapes akpọrọ The Hamiltonization Process, na Disemba 8, 2008, Hamilton weputara abọm izizi ya akpọrọ The Pink Lavalamp.

Hamilton nwetara nnukwu mmata mgbè egosiri ya na mkpuchi nke mbipụta Freshmen Class nke <i id="mwGQ">XXL</i> nke 2009 ma bịanye aka na nkwekọrịta nkesa nde dollar na Interscope Records, na 2008.[2] Hamilton ga-ewepụta abọm izizi ya màkà Interscope nke akpọrọ This Perfect Life mana, na ngwụcha afọ 2009, n'ihi nsogbu uche nke Hamilton na-enweghị nchọpụta n'oge ahụ, ọ ghọrọ isi iyi nke esemokwu na nyocha ọha na eze màkà omume ya na mgbasa ozi mmekọrịta na ntọala ọha na eze, na-eme ka a chụpụ Hamilton na akara ndekọ.

74N'afọ 2010, Hamilton bịanyere aka na nkwekọrịta ndekọ ọhụrụ na NewCo Records ma ga-ewepụta abọm izizi ọhụrụ akpọrọ My Heart, mana màkà ihe ndị a na-amaghị ama Hamilton hapụrụ akara ahụ ma debe abọm ahụ. Site na 2011 kuya na 1914, Hamilton malitere ịtọpụta mixtapes n'onwe ya, ugboro ugboro site na blọọgụ nke onwé ya, ọ nwekwara ọtụtụ n'ime ọrụ égwu ya a na-ebipụtabeghị na ntanetị.

Na mbido afọ 2015, Hamilton bịanyere áká na nkwekọrịta ndekọ ọhụrụ na Turn First Records na Republic Records. N'afọ 2014, Hamilton wepụtara EP akpọrọ The Black Box . Hamilton wepụtara abọm izizi ya nke akpọrọ Hamilton, Charles na 2016.[3] N'afọ 2015, Hamilton mèrè ihe nkírí egwu na ihe ngosi hip hop TV Empire .

Telivishọn
Afọ Aha ya Ọrụ Ihe edeturu
2015 Alaeze Ukwu Onwe ya Oge 1, Nkebi nke 12: "Ònye ka m bụ"[4]
  1. 5 Influential Rappers That Broke The Mental Health Stigma. The Huffington Post (July 27, 2016).
  2. IGA (November 3, 2008). Charles Hamilton : Press : Charles Hamilton on the cover of XXL Magazine. Interscope.com. Archived from the original on December 20, 2008. Retrieved on September 15, 2010.
  3. Charles Hamilton Announces Debut Album 'Hamilton Charles' – Fashionably-Early. Fashionable-early.com (April 16, 2016). Retrieved on July 18, 2018.
  4. Not Found. REVOLT TV. Archived from the original on July 19, 2018. Retrieved on July 18, 2018.