Charles Kwamina Tachie

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

[1]. Charles Kwamina Tachie bụ onye ndọrọndọrọ ọchịchị Ghana bụrụkwa onye omeiwu nke mpaghara Tarkwa na ụlọ omeiwu nke mbụ nke mba nke abụọ nke Ghana.

 

Ndụ mmalite na agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Tachie n'afọ 1920. Ọ gara ụlọ akwụkwọ Roman Katọlik nke Tarkwa.

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Tachie rụrụ ọrụ dị ka onye nlekọta ọrụ.Ọ bụkwa onye ọchụnta ego.[2]

Ọchịchị[dezie | dezie ebe o si]

A họpụtara Tachie ka ọ bụrụ onye omeiwu ka ọ nọchite anya mpaghara Tarkwa n'ụlọomeiwu nke mbụ nke mba Ghana nke abụọ.Ghan anian nzuko omeiwu .[3][4]

1969 ntuli aka[dezie | dezie ebe o si]

A họpụtara Tachie na vootu 4,197 n'ime vootu 8,477 zuru oke. A họpụtara ya na tiketi nke Progress Party. A họpụtara ya karịa Rowland Atta Kesson nke National Alliance of Liberals na Christian Buah Olivet-Ackim nke People's Action Party. Ndị a nwetara 1,155 na 3,125 n'otu n'otu nke ngụkọta vootu ziri ezi.[5]

Ndụ onwe onye[dezie | dezie ebe o si]

Tachie bụ Onye Kraịst.

Ntụaka[dezie | dezie ebe o si]

  1. (1969) Ghana Parliamentary Register 1969-70.. Accra: Office of the National Assembly, Accra, 309. 
  2. Ghana (1970). Commercial and Industrial Bulletin (in en). 
  3. Assembly (1969). Parliamentary Debates; Official Report (in en). 
  4. (1971) Ghana Year Book (in en). Daily Graphic. 
  5. (1969) The Legon Observer (in en). Legon Society on National Affairs.