Gaa na ọdịnaya

Cheikh El Hasnaoui

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Cheikh El Hasnaoui
mmádu
Ụdịekerenwoke Dezie
Mba o sịAlgeria, France Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya23 Julaị 1910 Dezie
Ebe ọmụmụالقبة Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya6 Julaị 2002 Dezie
Ebe ọ nwụrụSaint-Pierre Dezie
Ebe oliliCimetière de Saint-Pierre Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaArabic, Kabyle Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye na-abụ abụ, odee akwụkwọ, odee uri Dezie
Ngwa egwuolu egwụ Dezie

Cheikh El Hasnaoui (1910 - 2002) bụ onye na-agụ egwu Berber nke amụrụ n'otu obere obodo dị nso na Tizi Ouzou na Algeria.

Ọ bụrụ abụ chaabi nke Algeria, ya na Slimane Azem, bụ ndị na-ahụ maka ịtọ ntọala nke egwu Kabyle a ma ama nke oge a n'afọ ndị 1950s na 1960s.

Ọnwụ

[dezie | dezie ebe o si]

Ọ nwụrụ n'afọ 2002 na Saint Pierre de la Reunion, France.

Ebensidee

[dezie | dezie ebe o si]

Ebe nrụọrụ weebụ Cheik El Hasnaoui