Cheluchi Onyemelukwe

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Cheluchi Onyemelukwe bụ onye edemede na agụmakwụkwọ Naijiria-Canada. A maara ya nke ọma maka akwụkwọ akụkọ ezinụlọ ya nke afọ 2019 bụ The Son of the House nke ọ nwetere ihe nrite Naịjirị Prize maka Literature awards na 2021.[1] Ọ bụkwa Prọfesọ nke Iwu na Mahadum Babcock, ebe ọ rụrụ ọrụ ọtụtụ afọ dị ka osote prọfesọ. N'afọ 2019, o ritere ihe nrite maka akwụkwọ akụkọ ifo ya kachasị mma na Sharjah International Book Fair . N'afọ 2021, ọ meririkwara n' ihe nrite ụmụ nwanyị na-ede akwụkwọ SprinNG.[2] Nke ikpeazụ, a họpụtakwara akwụkwọ akụkọ ya maka Giller Prize n'afọ 2021.[3]

  1. Damiete Braide. "BREAKING: Cheluchi Onyemelukwe-Onuobia wins Nigeria Prize for Literature 2021", The Sun Nigeria Newspaper, October 30, 2021.
  2. Chukwuebuka Ibeh. Cheluchi Onyemelukwe-Onubia wins inaugural SprinNG women authors prize. Brittle Paper. Retrieved on September 8, 2021.
  3. Adina Bresge (October 5, 2021). Two-time runner-up Miriam Toews among authors on Giller Prize shortlist. The Globe and Mail.