Cheryl Hanna
Ọdịdị
Cheryl Hanna
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Njikota Obodo Amerika |
aha enyere | Cheryl |
aha ezinụlọ ya | Hanna |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1951 |
ọrụ ọ na-arụ | illustrator, onye ese |
ebe agụmakwụkwọ | Pratt Institute |
ikike nwebiisinka dị ka onye okike | Ọrụ nwebiisinka chekwara |
Cheryl Irene Hanna (amụrụ na úbọchị irí nà asaá n'ọnwa Jenụwarị, 1951) bụ ónyé America na-ese ihe na ónyé na-ese onyinyo.[1] A mụrụ Hanna na Ann Arbor, Michigan, ọ hapụrụ Pratt Institute tupu ya enweta B.A. ya na Pratt Institute na 1973.[1][2]
Hanna bụ ónyé na-ese ihe, ónyé na-ede ihe osise n'akwụkwọ ụmụaka nke a makwaara maka ọrụ ya na collage.[1] E gosipụtara ọrụ Hanna na Newark Museum na National Museum of Women in the Arts.[3] Akwụkwọ Hanna nkè 1987, "The Enchanted Hair Tale", na mmekorita ya na onye edemede Alexis de Veaux nwetara onyinye Coretta Scott King.[4] O gosikwara akụkọ ndụ nke Phillis Wheatley, Selma Burke, na Mary Fields.[1]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ 1.0 1.1 1.2 1.3 Otfinoski (2014). African Americans in the Visual Arts, 88. ISBN 9781438107776.
- ↑ (1995) in Moore: Gumbo Ya Ya: Anthology of Contemporary African-American Artists. New York: Midmarch Arts Press. ISBN 1877675075.
- ↑ Leimbach. "For Children", The New York Times, February 19, 1993. Retrieved on March 11, 2017.
- ↑ Smith (1999). The Coretta Scott King Awards Book: 1970-1999. Chicago: American Library Association, 22.