Chettout Kahina

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Chettout Kahina
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịAlgeria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya20 Mee 1992 Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaArabic Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye egwuregwu volleyball Dezie
ụdị egwuregwuvolleyball Dezie

Kahina Chettout (amụrụ 20 Mee 1992) bụ nwa agbọghọ Algeria na egwu volleyball. Ọ bụ otu n'ime ndị otu volleyball ụmụ nwanyị nke mba Algeria.

O sonyere na 2014 FIVB Volleyball Ukwu ụwa Prix. N'ọkwa klọb ọ gbara bọọlụ maka NR CHLEF nafọ 2014.[1] Kemgbe afọ 2015, ọ malitere igwu egwu maka GS Pétroliers (Groupement Sportif des Pétroliers) nke Algiers. Ọ bụ onye na etinye ihe.

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. Team Roster – Algeria. FIVB.org. Retrieved on 11 February 2016.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]