Chiamaka Madu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Chiamaka Madu
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya27 Julaị 1996 Dezie
Ebe ọmụmụUgwu Ọcha Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụichegaa n'ihu Dezie
onye nsonye òtù egwuregwuOcean Boys F.C. Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie
Chiamaka Madu

Chiamaka Madu (amuru 27 Julaị 1996) bụ onye Naijiria bụ ọkachamara n'egwuregwu bọọlụ nke na-agba Enugu Rangers, dị ka onye na-agba etiti na-akwado inye ọkpụ na Nigeria Premier League . Ọ gbaala otu Premier League nke Nigeria bụ nke a maara dị ka Rivers United F. C. nke a kpọburu Sharks [1] [2] maka oge asọmpi atọ. Ọ bụ onye egwuregwu nwere ekere uche sịrị ike bụ nke o ji emepụta ọkpụ mana enyekwa ọkpụ [3]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Chiamaka Madu bụ onye chọpụtara ya bụ Karamone bidoro ọrụ egwuregwu bọọlụ mbụ ya na Ocean Boys FC ebe ọ nọrọ oge abụọ dị ka onye ntorobịa wee mecha sonye na Rivers United FC nke a kpọburu Sharks [4] na 2012 ebe ọ gbara egwuregwu bọọlụ atọ. O mechara bịanye aka na Enugu Rangers na Nigeria Premier League season 2015 nke o nyere ọkpụ na egwuregwu mpụta mbụ ya na Kano Pillars FC [5] Akpọrọ ya na Nigeria U-20 na 2014.

Ya na ndị otu ya bụ Enugu Rangers meriri asọmpi Premier League Nigeria 2016 .

Ndenisibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Nnaji (4 May 2015). Nigeria: Sharks, FC Taraba Share Points in Four-Goal Thriller. Retrieved on 4 November 2016.
  2. www.realnet.co.uk. Christian Pyagbara returns to the Sharks team. Archived from the original on 4 November 2016. Retrieved on 4 November 2016.
  3. Okpotu, Obomate Lead Goals Race - SportsDay. Archived from the original on 10 March 2016. Retrieved on 4 November 2016.
  4. SHARKS FC – 2014 SEASON REVIEW (1 January 2015). Retrieved on 4 November 2016.
  5. Amapakabo now a cult hero. Retrieved on 4 November 2016.