Chibuike Iteogu
Ọdịdị
Chibuike Iteogu
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 24 Novemba 1985 |
| Ọrụ ọ na-arụ | cricketer |
| Ụdị egwuregwu | cricket |
Chibuike Iteogu (amuru ya na abali iri-abuo na anọ n’onwa itoolụ afọ 1985) bu onye krikita nke ndi Naijiria [1] Na Septemba 2018, akpọrọ ya na ndị otu Naijiria maka 2018 Afrịka T20 Cup . [2] Ọ mere Twenty20 nke izizi ya maka Naịjirịa na 2018 Afrịka T20 Cup na abali iri na ise n'ọnwa Septemba afọ 2018. [3]
Ebe m si nwete
[dezie | dezie ebe o si]Njikọ dị na mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Chibuike Iteogu at ESPNcricinfo