Chima Centus Nweze

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Chima Centus Nweze
Personal details
Political partyNon partisan

Chima Centus Nweze (25 Septemba 1958 - 30 Julaị 2023) bụ onye ọka iwu Naijiria na onye ọka ikpe nke Ụlọikpe Kasị Elu nke Naijiria.

Oge ọ malitere[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Chima Centus Nweze na 25 Septemba 1958, ma si Enugu Steeti, n'ebe ọwụwa anyanwụ Naijiria.[1]

Nweze gụsịrị akwụkwọ na LLB (Hons) na Mahadum Naijiria, Nsukka na 1983, BL na Nigerian Law School na 1984, LL.M na 1995, na PhD na Iwu na 2001 site na Mahadum Naijiria, Nsukka.[2][3]

Ọrụ iwu[dezie | dezie ebe o si]

Tupu a họpụta ya dị ka onye ọka ikpe nke Ụlọikpe Kasị Elu nke Naijiria, ọ bụ onye ọka ikpe n'ụlọ ikpe mkpegharị Naijiria.[4]

Nweze ṅụrụ iyi na 29 Ọktoba 2014, site n'aka Justice Aloma Mariam Mukhtar, onye bụbu Chief Justice nke Nigeria.[5]

Ọnwụ[dezie | dezie ebe o si]

Chima Centus Nweze nwụrụ na 30 Julaị 2023, mgbe ọ dị afọ 64.[6]

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. Nweze confirmed for Supreme Court. The NEWS. Retrieved on 2 May 2015.
  2. Senate refers appointments of Justice Nweze, others to C'ttees - Vanguard News. Vanguard News. Retrieved on 2 May 2015.
  3. Group. Senate confirms Nweze. The Nation. Retrieved on 2 May 2015.
  4. Nweze to be sworn in as new Supreme Court Justice Wednesday. The Punch - Nigeria's Most Widely Read Newspaper. Archived from the original on 29 October 2014. Retrieved on 2 May 2015.
  5. Jonathan Approves Nweze’s Appointment as Supreme Court Justice, Articles - THISDAY LIVE. thisdaylive.com. Archived from the original on 4 December 2014. Retrieved on 2 May 2015.
  6. Justice Chima Centus Nweze Of Supreme Court Passes Away

Àtụ:Supreme Court of Nigeria