Chima Simone

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Chima Simone
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNjikota Obodo Amerika Dezie
aha ezinụlọ yaSimone Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya28 Julaị 1982 Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ntaakụkọ, onye so na ihe onyonyo n'ezie Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Southern California Dezie
Ebe obibiWest Hollywood Dezie
webụsaịtịhttp://chimasimone.com/ Dezie

Chima Simone Benson bụ onye na agba na igwe onyonyo ma bụrụ kwa onye odeakụkọ na arụrụ onwe ya, njirimara ya bụ na ọgbara na egwuregwu na pụta ihe a n'akpọ Bigi Brọda [1] Ọ nyiri ọnwụ onye ogbu-ọchụ a n'akpọ Dale Devon Scheanette na gbam-gbam isa ahụ.[2] Akọrọ akụkọ gbasara nyiri ọnwụ ya na  igwe onyonyo a n'akpọ true crime cable television show Cold Case Files[3] ya na akwukwọ egosi ihe ngosi nke a n'akpọ Unusual Suspects and Surviving Evil na Investigation Discovery.[4]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Simone anọwo na ọrụ ndeakụkọ

  1. Chima's bio on Big Brother website, CBS
  2. The Associated Press (2009-02-11). 'Bathtub killer,' who was convicted of Arlington woman's 1996 slaying, is executed. Dallasnews.com. Retrieved on 2010-06-03.
  3. TV Schedule on History. Thehistorychannel.co.uk. Archived from the original on 2009-07-14. Retrieved on 2010-06-03.
  4. Episodes: Unusual Suspects. Retrieved on 29 July 2012.