Chimdi Chekwa

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Àtụ:Infobox NFL biography

Chimdi Chekwa
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNjikota Obodo Amerika Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya7 Septemba 1988 Dezie
Ebe ọmụmụMarrero Dezie
Ọrụ ọ na-arụAmerican football player Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụichecornerback Dezie
ebe agụmakwụkwọOhio State University, East Ridge High School Dezie
onye nsonye òtù egwuregwuLas Vegas Raiders, Ohio State Buckeyes football Dezie
ụdị egwuregwuAmerican football Dezie

Chimdi Chekwa ( amụrụ n'ụbọchị asaa nke ọnwa Ọktob afọ 1988) bụ onye bụbu onye na-agba bọọlụ dịka American football cornerback . Ọ gbara bọọlụ kọleji na Ohio State. Ndị Raiders debara ya na agba nke anọ na 2011 NFL Draft.[1]

Ọrụ kọleji[dezie | dezie ebe o si]

Dị ka onye okenye n'afọ 2010, College Football News na FWAA kpọrọ Chekwa dịka onye otu egwuregwu mbụ All-American.[2][3]

Ọrụ ọkachamara[dezie | dezie ebe o si]

Àtụ:Nfl predraft

Ndị Oakland Raiders[dezie | dezie ebe o si]

Ndị Oakland Raiders debara Chekwa na agba nke anọ, nke 113 n'ozuzu, na 2011 NFL Draft.[4]

Ndị New England Patriots[dezie | dezie ebe o si]

Ndị New England Patriots bịanyere aka ya na ọtu ha n'ụbọchị iri na abụọ nke ọnwa Maachị afọ 2015. Ndị otu ahụ tọhapụrụ ya n'ụbọchị nke iri na asatọ nke ọnwa Mee afọ 2015.[5]

Oakland Raiders (nke abụọ)[dezie | dezie ebe o si]

Chekwa bịanyere aka ya ọzọ na Raiders n'ụbọchị iri abụọ na itoolu nke ọnwa Mee afọ 2015.

Dolphin nke Miami[dezie | dezie ebe o si]

Chekwa bịanyere aka na Dolphins. N'ụbọchị atọ nke ọnwa Septemba afọ 2016, a tọhapụrụ ya dị ka akụkụ nke ngwụsị ikpeazụ.[6] Dolphins bịanyere aka ya ọzọ n'ụbọchị iri na otu nke ọnwa Ọktoba n'afọ 2016.[7] Dolphins tọhapụrụ ya n'ụbọchị asaa nke ọnwa Nọvemba afọ 2016.[8]

Ndụ onwe onye[dezie | dezie ebe o si]

N'afọ 2016, Chekwa nwetara nzere Master of Business Administration na Mahadum nke Miami Business School.[9]

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. NFL Draft Scout
  2. FWAA NAMES 2010 ALL-AMERICA TEAM
  3. CFN 2010 All-America Team. Archived from the original on December 19, 2010. Retrieved on December 24, 2010.
  4. 2011 NFL Draft Listing (en). Pro-Football-Reference.com. Retrieved on 2019-02-26.
  5. Official New England Patriots News and Analysis.
  6. Poupart (September 3, 2016). Dolphins Make Moves To Get Roster To 53. MiamiDolphins.com. Archived from the original on June 16, 2018.
  7. PRESS RELEASE: Dolphins Add Chekwa And Young. MiamiDolphins.com (October 11, 2016). Archived from the original on June 16, 2018.
  8. Dolphins Make Roster Moves. MiamiDolphins.com (November 7, 2016). Archived from the original on January 15, 2017.
  9. Habib. "Three Dolphins earn MBAs from University of Miami", Palm Beach Post, May 5, 2016. Retrieved on June 24, 2018.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

Àtụ:Raiders2011DraftPicks