Chinelo Onwualu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Chinelo Onwualu
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Ọrụ ọ na-arụOdee akwụkwọ Dezie

Chinelo Onwualu bụ onye Naijiria bụrụkwa nchịkọta akụkọ ya na onye na -ede akụkọ ifo na-akọ nkọ. [1] [2] Ọ so na onye bidoro magazin Omenana ma bụrụkwa onye nchịkọta akụkọ . [3] Ọ bụkwa onye nchịkọta akụkọ na akwụkwọ akụkọ Anathema .

Ndụ mmalite na ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Onwualu na obodo Naijiria. Akwụkwọ akụkọ akpọrọ Omenana Magazine bụ ya na Mazi Nwonwu bidoro ya. Ugbu a ọ bụ onye nchịkọta akụkọ akwụkwọ akụkọ Anathema Magazine na onye na-ede akwụkwọ na NPR . [4] Ọrụ ya apụtala na Uncanny Magazine, Slate Magazine na Strange Horizons . [5] Ọ bụ onye nkwado na New Sun anthology nke nweta goro nyocha dị mma. [6] [7]

Ihe nrite na nkwanye ugwu[dezie | dezie ebe o si]

A họpụtara ya maka Nommo Awards, [8] [9] British Science Fiction Award, na Short Story Day Africa Award. Ọ bụ onye ikpeazụ maka onyinye Ignyte maka onyinye na afọ 2021 ọnyinye Community na Andrew Wilmot. [10] Nkeke akụkọ ya akpọrọ Ihe Nwoke Nwụrụ Anwụ kwuru ka a gụnyere dị ka otu n'ime akụkọ ise na a kọwa maka oge ọgwụgwụ oge nke ndị edemede Africa sitere na Tor.com . [1] Ọ so na ndị ode akwụkwọ gara mmemme akwụkwọ Houston nke 2021. [11] Akụkọ ifo sayensị ya dị mkpirikpi Ihe Nwoke Nwụrụ Anwụ kwuru ka ahọpụtara dị ka otu akụkọ sayensị kacha mma na akwụkwọ fantasy nke 2019 site na Washington Post . [12]

Ndemsibia[dezie | dezie ebe o si]