Chinenye Fidelis

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Chinenye Fidelis
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya28 Ọktoba 1993 Dezie
Ọrụ ọ na-arụweightlifter Dezie
ụdị egwuregwuweightlifting Dezie

Chinenye Fidelis (amụrụ 28 Ọktoba 1993) bụ onye n'eme egwuregwu ibu ibu na Naịjirịa . Ọ na-anọchite anya Naịjirịa ma mba na mba niile. Osola n'asọmpi egwuregwu mba Naijiria, asọmpi ibu arọ nke Africa na asọmpi ibu arọ ụwa . [1]

Mmezu[dezie | dezie ebe o si]

Fidelis n'afọ 2008 nọchitere Naijiria n'asọmpị ụmụ nwoke nke iri na itoolu na umu6 nwanyị nke asatọ n'Africa ebe ọ nọ n'ọkwa nke mbụ na mmemme kg iri anọ na asatọ. N'afọ 2011, ọ sọrọ asọmpi n'asọmpi ibụ arọ nke ụwa ebe ọ nọ n'ọkwa nke iri na atọ na mmemme kg iri ise na atọ. [2]

Ọ sonyeere asọmpi n'asọmpi ibu arọ nke Afrịka nke afọ 2012 ebe o debere ndekọ akụkọ nturugo ọhụrụ n'Africa wee nweta ihe nrite ọla edo na mmemme + kgiri ise na atọ . [3] [4] [5]

N'ememme egwuregwu mba nke iri na asaa na Port Harcourt, Naijiria, ọ nwetara ndekọ mba na mmemme ịnwụnarị kilogram iri ise na atọ. Fidelis buliri mkpokọta kgiri asatọ na ise iji merie ndekọ ochie nke kg iri asatọ na abụọ na ụka ise nke Patience Lawal setịpụrụ na mbipụta 2006 nke egwuregwu. Fidelis debere ndekọ ọhụrụ maka Africa na mmemme Clean na Jerk . O buliri ihe dị kilogram otu narị na iri abụọ na-akụri ndekọ kg otu nari iri na abụọ ochie nke bụkwa nke Patience Lawal.

Ọ nọchitere Naijiria na asọmpi ibu arọ nke Afrịka nke 2016 emere na Yaoundé ogo nke mbụ na Clean and Jerk na Snatch event. [6] [7] [8] N'oge asọmpi Afrịka - Continental Olympic Qualification Event na Nairobi, Kenya, Fidelis weliri ndekọ kọntinent anọ n'ụbọchị mbụ site na ibuli kg iri asatọ na asaa wee mechie na ngụkọta nke kg nari abụọ na abụọ bụ ma ogo ndị okenye na nke ndị n'esote africa. [9]

Ebemsidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. Athletes - International Weightlifting FederationInternational Weightlifting Federation. www.iwf.net. Retrieved on 2020-11-07.
  2. Results by Events (en-US). International Weightlifting Federation. Retrieved on 2020-11-07.
  3. African Championships. IWF. Retrieved on 23 April 2018.
  4. London 2012: Weightlifters pick 2 African tickets (en-US). Vanguard News (2012-04-06). Retrieved on 2020-11-07.
  5. African Olympic qualifiers begins in Nairobi - Official Website of the Chinese Olympic Committee. en.olympic.cn. Retrieved on 2020-11-07.
  6. Results by Events | International Weightlifting Federation. www.iwf.net. Retrieved on 2016-05-07.
  7. Female weightlifter sets new African, national records (en-US). Vanguard News (2011-07-02). Retrieved on 2020-11-07.
  8. 2016 African Championships. IWF. Retrieved on 23 April 2018.
  9. African Championships – Continental Olympic Qualification Event in Nairobi, Kenya (2 April 2012).

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

Chinenye Fidelis nwetara onyinye mmụta site na National Sports Commission (NSC).