Chinese Wine

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Chinese Wine
film
mba osiChina Dezie
afọ/ụbọchị mbipụta15 Jenụwarị 2016 Dezie
onye nsonye ihe nkiriHuang Yi Dezie
ebe akụkọGuizhou Dezie
Ụcha anụkpa ahụcolor Dezie

Àtụ:Infobox film Waini China bụ ihe nkiri nke metụtara mmekọahụ akpọrọ romans nke akụkọ ihe mere eme ma ọ bụ ejiji nke puku afọ abụọ na iri na isii 2016 nke Song Juan, bụ oji nka duziri , ma nduzi a o dụzịrị ihe nkiri a Mgbakwunyere ndị nwere nka bụ Huang Yi, Van Fan, Winston Chao, Hou Tianlai, Shi Zhaoqi, ma tinyekwara Terence Yin . [1] [2] E wepụtara ya bụ ihe nkiri na China ka ọnwa Jenụwarị gbara mkpụrụ ụbọchị iri na ise , n'afọ puku abụọ na iri na isii [2016].

Akụkọ[dezie | dezie ebe o si]

waịnị China metụtara ihe nkiri nke oji nka bụ song dụzịrị.akụkọ mebere anya na mmekọahụ bekee kpọrọ "romance"nke pụtara ìhè n' afọ puku abụọ na iri isii. Ọtụtụ ndị nwere nka sonyekwara na ndúzi butere ọganihu ihe omume a.Ndi gunyere Winston Chao,Hou Tianlai,Shi Zhaoqi,Huang Yi,Van Fan Na Terence Yin.Ndi a gbara ọbara ma mee ka ihe omume a pụta ìhè site na nnọchiteanya dika omee na ihe nkiri a nke ha mere nke ọma.Esere ihe nkiri na Yunhan, Guizhou, Chongqing Na afọ 2015. Mwepụta ihe nkiri a pụtara ìhè na abalị iri na ise nke ọnwa Jenụwarị n'afọ puku abụọ na iri ise.E nwetere ọtụtụ ego na ihe nkiri a mgbe emere na mbụ nke otu Yem na uma atọ na iri abụo na asaa.

N

Ndị nsonye[dezie | dezie ebe o si]

  • Van Fan onye bụ onye gosipụtaradị ka Cao Huairen n'ihe nkiri a, ma burukwa onye na -eme waịn nke Kweichow Moutai.
    • Gu Wenze onye gosipụtara n'ejije a dị ka Cao Huairen nke obere.
  • Huang Yi onye gosipụtara na ihe nkiri a dị ka Cheng Yuping,onye bụ nwunye Cao n'ihe nkiri a,ma bụrụ ya bụ nwanyị n'eme eme wain onye nwere mmasị na ngosipụta ịhụnanya ebe nwanne nwoke Cao nọ, Cao Huaiyuan, onye chi ọjọ kpọrọ ma burukwa onye enweghị ihu ọma ebe ọ gbasara ọlụlụ onye nke nwere ihe gbagọrọ agbagọ nke akara aka nke ihe agaala ya nke ọma, ọ lụrụ Cao Huairen.
  • Hou Tianlai onye gosipụtara n'ihe nkiri a dị ka Cao Jinghu, onye bụ nna Cao.
  • Shi Zhaoqi onye gosipụtara n'ihe nkiri a dị ka Cheng Zijing, onye nụ nna Cheng Yuping.
  • Zheng Weili onye gosipụtara n'ihe nkiri a dị ka nwunye Cheng
  • Terence Yin onye gosipụtara n'ihe nkiri a dị ka Cheng Yufeng
  • Wang Zicheng onye gosipụtara n'ihe nkiri a dị ka Cheng Huaiyuan
  • Xu Dongdong onye gosipụtara n'ihe nkiri a dị ka Shi Ying, nwanyị nwanyị agha ndị agha ụchaọbara ọbara nke pụtara Red Army.
  • Winston Chao onye gosipụtaradị ka onye oji ego achụ ego ma ọ bụ onye ọchụnta ego Hua.

Mmepụta[dezie | dezie ebe o si]

Esere onyonyo ihe nkiri a na Yunnan, Guizhou, na Chongqing .

Ka ọnwa Disemba gbara mkpụrụ ụbọchị iri na ise n'afọ puku abụọ na iri isii (2015)ulọ ọrụ Kweichow Moutai Co., Ltd. kwupụtara na e hiwere iwepụta ihe nkiri ahụ ka ọnwa Jenụwarị gbara mkpụrụ ụbọchị iri na ise n'afọ puku abụọ na iri ise 2016.

Nwepụta[dezie | dezie ebe o si]

E wepụtara ihe nkiri ahụ ka ọnwa Jenụwarị gbara mkpụrụ ụbọchị iri na ise n'afọ, puku abụọ na iri na isii, 2016, na China.

Igbe ofisi[dezie | dezie ebe o si]

Ego mmeghe ụbọchị ihe nkiri ahụ bụ (¥ 1.327 )otu nde Yem na ụmụ narị atọ na iri abụọ, [3] na ngwụsị izu, mkpokọta ego ihe nkiri ahụ ruru nde Yem atọ na ụmụ iri asatọ na ise (3.85). Nke mgbakọta ngụkọta nke a pụtara nde Yem china iri na uma narị abụọ na iri na anọCN¥10.214 million na China. [2]

Nrụtụaka[dezie | dezie ebe o si]

http://www.cbooo.cn/m/631280https://web.archive.org/web/20160304071850/http://jiangsu.china.com.cn/html/ent/hot/3786551_1.http://jiangsu.china.com.cn/html/ent/hot/3786551_1.html

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

  • Chinese Wine please at Douban (in Chinese)
  • Chinese Wine at Mtime.com (in Chinese)
  1. "Archived copy", China.com, 2016-01-30. Retrieved on 2016-02-26. (in zh)
  2. 2.0 2.1 "国酒(2016)". cbooo.cn (in Chinese). Retrieved March 4, 2016.
  3. Template error: argument title is required.