Chinese Women's Super League

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Chinese Women's Super League
association football league
competition classwomen's association football Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie
mba/obodoChina Dezie
nhaziChinese Football Association Dezie
league level belowChinese Football Association Women's Football League Dezie
webụsaịtịhttp://women.thecfa.cn/ Dezie

Àtụ:Infobox football league Super League nke ụmụ nwanyị China ( CWSL ) bụ otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị kacha elu na China . Akpọrọ ya otu Njikọ bọọlụ ụmụ nwanyị China sitere n'afọ 2011 ruo afọ 2014.

Akụkọ[dezie | dezie ebe o si]

Njikọ otu a ahụ malitere n'afọ otu puku narị iteghete na iri iteghete na asaa (1997) dị ka Njikọ Premia nke ligi bọọlụ ụmụ nwanyị China. Ebu ụzọ nweta aha Super League nke ụmụ nwanyị n'afọ Puku abụọ na anọ (2004). N'ime oge afọ puku abụọ na irir na otu wee ruo Puku abụọ na iri na anọ (2011- 2014), a kpọgharịrị otu egwuregwu ahụ otu egwuregwu bọọlụ ligi ụmụ nwanyị nke otu mba[women National Football League] wee kwụsịusoro nkwalite na ma enwekwara ọdịda n'ihi enweghị na ndị otu egwu bọọlụ enweghị ọnatarachi ma ọ bụ nkwudosi ike ịgba bọọlụ.

N'afo puku abụọ na iri ise (2015), ndị otu egwuregwu bọọlụ China maliteghachiri otu egwuregwu, ọzọ dị ka Super League nke ụmụ nwanyị yana ya na ngalaba nke abụọ nwere mmekọ, CWFL. O nwetakwara onye nkwado aha ya, LeTV Holdings Co Ltd. [1] Njikọ ahụ bịanyere aka na ụlọ ọrụ uwe nke Spanish bụ Kelme na nkwekọrịta afọ ise iji nye uwe. [2]

Itinye ego na klọb ụmụ nwanyị gbalitere ngwa ngwa mgbe oge 2016 gachara ya na ndị nkwado ụlọ ọrụ na ndị na-etinye ego, dị ka Quanjian Group na Guotai Junan Securities, site n'ikwalite ụgwọ ndị òtù egwuregwu ahu na iwere ndị òtù egwuregwu ma ihe ana arụ site na klọb ndị kacha elu na Europe. [3] Nke a gụnyere oji nka bọọlụ Brazil bụ Cristiane si Paris Saint-Germain gaa Changchun Zhuoyue, [4] n'afọ puku abụọ na iri isii(2016) Toppserien onye ritere akpokpo ukwu ọlaedo akpọrọ golden boot n'olu bekee bụ Isabell Herlovsen si LSK Kvinner FK gaa Jiangsu Suning FC, na nwafọ Nigeria bụ okibe ma bụrụ onye e ji Aba bụ Asisat Oshoala si Arsenal LFC na nwafọ Cameroon bụ isi ahụrụ kwa okpu bụ Gaelle Enganamouit si otú egwu bọọlụ Rosengård gaa otu egwu bọọlụ bụ Dalian Quanjian [5] [6]

Klọb 2021 dị ugbu a[dezie | dezie ebe o si]

Otu Obodo/Mpaghara Ama egwuregwu ụlọ 2020 ọkwa
Beijing BG Phoenix Beijing Egwuregwu Xiannongtan 4th
Changchun Dazhong Zhuoyue Changchun Mpaghara Mpaghara Mmepe 5th
Henan Jianye Zhengzhou Mpaghara Mpaghara Henan 8th
Jiangsu Nanjing Ọdụ egwuregwu Wutaishan Nke abụọ
Guangdong Meizhou Hakka Meizhou Ogige Huitang 6th
Egwuregwu Lọt Shandong Jinan Stadium Shavinong 7th
SRCB Shanghai Shanghai Stadium nke Baoshan Campus, Mahadum Shanghai 3rd
Sichuan Chengdu N/A Njikọ otu Njikọ
Mahadum Wuhan Jianghan Wuhan Tazihu Football Training Center Mbụ
Asụsụ Zhejiang Hangzhou N/A 9th

Ndétu ndị mmeri[dezie | dezie ebe o si]

Ndétu ọhụrụ nke ndị mmeri nke CWSL :[7]

  • 1997 Guangdong Haiyin
  • 1998 Shanghai Yuandong
  • 1999 Beijing Chengjian
  • 2000 Shanghai STV Youlizi
  • 2001 Shanghai STV
  • 2002 Beijing Chengjian
  • 2003 Shanghai STV
  • 2004 Shanghai STV
  • 2005 Shanghai STV
  • 2006 Shanghai STV
  • 2007 Tianjin Huisen
  • 2008 Dalian Shide
  • 2009 Jiangsu Huatai
  • 2010 Shanghai STV
  • Otu Shanghai 2011 [8]
  • 2012 Dalian Shide [9]
  • 2013 Dalian Aerbin
  • 2014 Otu Shanghai
  • 2015 Shanghai Guotai Jun'an
  • 2016 Dalian Quanjian
  • 2017 Dalian Quanjian
  • 2018 Dalian Quanjian
  • 2019 Jiangsu Anyanwụ
  • Mahadum Wuhan Jianghan 2020

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Egwuregwu na China
    • Bọọlụ bọọlụ na China
      • Bọọlụ ụmụnwaanyị na China
  • Asọmpi klọb ụmụ nwanyị AFC
  • Otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị China

Nrutụaka[dezie | dezie ebe o si]

1.Sun Xiaocher(8 http://www.chinadaily.com.cn/sports/2015-04/08/content_20031541.htm 2017)

http://en.ytsports.cn/news-672.html.yutang sports 28 April 2017.retrieved 1july http://en.ytsports.cn/news-672.html.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

  1. Sun Xiaochen (8 April 2017). Chinese Women's Super League launched to promote women's soccer. China Daily. Retrieved on 1 July 2017.
  2. Spanish Kelme sponsored China Women’s Super League. Yutang Sports (28 April 2017). Retrieved on 1 July 2017.
  3. Qingyang Chen (28 December 2016). Increase in incomes of Chinese women football players in 2016. Yutang Sports. Retrieved on 2 July 2017.
  4. Cristiane to Move to Chinese Club Changchun Zhuoyue in June (13 February 2017). Retrieved on 2 July 2017.
  5. Lawson (15 February 2017). Opinion: The money boom in the Chinese Women's Super League is a positive. Vavel. Retrieved on 1 July 2017.
  6. Lia (13 February 2017). Chinese blueprint in women's football. Vavel. Retrieved on 1 July 2017.
  7. China - List of Women Champions. RSSSF. Retrieved on 8 September 2011.
  8. 2011 table and results (zh). zuqiuziliao.cn. Archived from the original on 13 June 2011. Retrieved on 17 February 2012.
  9. 2012 Standings (zh). zuqiuziliao.cn. Archived from the original on 15 June 2012. Retrieved on 12 December 2012.