Chinwe Isaac

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Chinwe Isaac
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie

Chinwekene Isaac Udokporo bụ onye ome Ihe nkiri na Naịjirịa. Ọ meriri na ihe nriteCity People Movie Awards maka Face of Igbo Movie of the Year nke afọ 2019 City People Magazine nyere. [1] [2]

Ndụ nkeonwe[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Chinwe Isaac na Owerri, Imo State . Ọ na-eme emume ụbọchị ọmụmụ ya na Septemba 5 nke afọ ọ bụla. [3] Agụrụ akwụkwọ praịmarị na ụlọ akwụkwọ sekọndrị Isaac bụ na Imo State, Nigeria . O nwetara nzere mba na egwu na Mahadum Nigeria, Nsuka, Enugu State na nzere bachelọ na Sayensị ndọrọ ndọrọ ọchịchị na mahadum dị na Lagos State . [4]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Ọrụ ihe nkiri Isaac malitere na 2008, ọ ghọrọ onye ama ama mgbe e gosipụtara ya na ihe nkiri Nollywood One Last Feeling. [5] Agbanyeghị, ọ bịara bụrụ onye ama ama ofụma mgbe ọ pụtara na ihe nkiri Isioma Scotland. N'ihi ọrụ ya na ihe nkiri a, o nwetara ihe nrite bụ ihu ihe nkiri Igbo nke afọ. [1]

N'ime ndepụta 2012 nke Vanguard chịkọtara, edepụtara Isaac dị ka otu n'ime ndị na-eme ihe nkiri Nollywood ise kacha ewu ewu na ụlọ ọrụ ihe nkiri ga-eleba anya. [6] Isaac kwupụtara nzube ya ịkwụsị ime ihe nkiri maka ilekwasị anya n'ụzọ ọhụrụ maka ndụ ya. Ihe mere o ji kwụsị ime ihe bụ n’ihi na ọ chọrọ ka ezi na ụlọ di na nwunye na-enwe obi ụtọ. [7] o mechara gosi na fim ụfọdụ.

Ihe nkiri ahọpụtara[dezie | dezie ebe o si]

  • Uncomfortable Truth (2014)[8]
  • Eziok (2014) [8]
  • Painted Lies (2014)
  • Isioma Scotland ( 2017) [9]
  • A taste of Grief (2019) [10]

Ekele[dezie | dezie ebe o si]

Awards and Nominations
Afo Ihe nrite Udi Nsonaazụ Nsidee
2019 City People Movie Awards Onye n'ime ihe nkiri nwanyị kacha mma na afọ (Igbo) Ahọpụtara [11]
Ihu nke ihe nkiri Igbo na afọ Merie [2]
Onye n'ime ihe nkiri nwanyị kacha eme nto ọchị na afọ(Igbo) Ahọpụtara [11]
Ihe nkiri Igbo kacha mma na afọ(Isioma Scotland) Ahọpụtara [11]
2013 2013 Best of Nollywood Awards Nkpuhe nke afọ (Female) Ahọpụtara [12]

Nsidee[dezie | dezie ebe o si]

 

  1. 1.0 1.1 City People (2019-10-22). Gists From The 2019 City People Movie Awards – Read About The Movie Stars That Rocked (en-US). City People Magazine. Retrieved on 2021-10-25.
  2. 2.0 2.1 City People (2019-10-14). Igbo Movie Winners @ 2019 City People Movie Awards (en-US). City People Magazine. Retrieved on 2021-10-25.
  3. Ekpo (2018-09-05). Actress, Isaac Chinwe on Vacation, Celebrates Birthday in Style (en). Modern Ghana. Retrieved on 2021-10-25.
  4. informationflare (2021-09-24). 11 Interesting Facts About Chinwe Isaac You Do Not Wish to Miss Out (en-US). InformationFlare. Retrieved on 2021-10-25.
  5. ACTRESS CHINWE ISAAC STEPS OUT WITH HER LOVER (en-gb). Nigeriafilms.com. Retrieved on 2021-10-26.
  6. Njoku (2012-01-07). 5 hot Nollywood babes to watch in 2012 (en-US). Vanguard News. Retrieved on 2021-10-25.
  7. Njoku (2012-04-06). CHINWE ISAAC: 'I quit acting to build a happy home' (en-US). Vanguard (Nigeria) News. Retrieved on 2021-10-25.
  8. 8.0 8.1 UNCOMFORTABLE TRUTH | African Movie Review | Talk African Movies (en-US). www.talkafricanmovies.com (2013-09-30). Retrieved on 2021-10-25.
  9. Isioma Scotland (2017) - nlist | Nollywood, Nigerian Movies & Casting (en-GB). nlist.ng. Retrieved on 2021-10-25.
  10. Ubong Bassey Nya. A Taste of Grief. One & Two Film. Retrieved on 2021-10-29.
  11. 11.0 11.1 11.2 Salami, Oluwadamilare (2019-10-04). NOMINATION LIST FOR 2019 CITY PEOPLE MOVIE AWARDS (IGBO) (en-US).
  12. Rita Dominic, OC Ukeje, Fathia Balogun, Uche Jombo, Mike Ezuruonye, Ireti Doyle & More Make the 2013 Best of Nollywood Awards Nominees List (en-US) (2013-09-30).

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]