Chinyaikha

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Chinyaikha (Russian), Ma ọ bụ Chinyayev, Chinyayezsky, bụ agwaetiti dị na Lake Chany, nke dị na Novosibirsk Oblast, Russia.

N'afọ 1928, onye na-amụ banyere ihe ochie na Omsk bụ Varvara Levashova nyochara ebe ili ozu abụọ na ebe obibi oge ochie dị n'àgwàetiti ahụ.[1]

Ebenside[dezie | dezie ebe o si]

  1. Mermaids and lake folk – a mystery of clay toys of Chinyaevsky Island. Vecherny Novosibirsk. Русалки и озерный народец — загадка глиняных игрушек Чиняевского острова. Вечерний Новосибирск. November 22, 2019.